TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Tinubu nà Atiku ọ̀ kwàdòrò Òbí màkà ọ̀chị́chị́?
Share
Latest News
No, Emefiele no return N4trn to FG
Rárá, Emefiele kò dá triliọnu mẹrin náírà padà fún ijọba àpapọ̀ orílẹ̀ èdè Nàìjíríà
Ḿbà, Emefiele ènyéghàchìghị̀ FG ọ́nụ́ égó N4trn
A’a, Emefiele bai mayarwa FG N4trn ba
FACT CHECK: No, Emefiele didn’t return N4trn to FG
FAKE NEWS ALERT: Akume hasn’t been replaced as SGF, says presidency
Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró
Slurs, smears, slander… how gendered disinformation targets high-profile Nigerian women
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Tinubu nà Atiku ọ̀ kwàdòrò Òbí màkà ọ̀chị́chị́?

Mmachukwu Anyakora
By Mmachukwu Anyakora Published January 1, 1970 3 Min Read
Share

Ó nwèrè ihe onyonyoo ndị mmadụ na-ekesa na mgbasa ozi ọha nke na-akọwa na Bola Tinubu na Atiku Abubakar na-ákwàdó Peter Obi na onye na-eso ya.

Onye mgbasa ozi ọha nke aha ya bụ Double Scotch tinyere onyonyoo nke e dere “e don happen” n’asụsụ bekee na Twitter, nyáà nà “ó mego”.

Ndị mbiputa a masịrị karịrị puku atọ na narị anọ na anọ. Ndị kere ya ruru puku atọ na narị anọ na anọ.

E kere foto a na akaụntụ dị iche iche na Twitter.

E wepụ Twitter, e bipụtara a onyonyoo a na mgbasa ozi ọha Nairaland, wéré dee edemede na ya na bekee sị:”Haha. No sane Christian will be found supporting an agenda of the wicked.” Nyáà nà, “Ò nweghị onye ụka ísí dị ḿma ga-ákwàdó ǹkàtà ndị mmegide.”

NCHỌPỤTA

Nnyocha ásáfè Twitter nke Tinubu kpùghèrè na, ụbọchị iri abụo na isii, Tinubu tinyere onyonyoo zikọrọ Rotimi Akeredolu, gọvanọ Ondo state, kà ọ na-enye ya ihe ńchètá.

Anyị lebara anya ọzọ na onyonyoo ahụ. O zikọrọ na Tinubu yì ótù ákwà ahụ, dị ka nke o yìrì n’onyonyoo ndị mmadụ jiri kọwaa na ya na Atiku na-ákwàdó Obi.

Ámá e wèrè onyonyoo a nà yá zikọrọ ébé e dere Ondo state na arụ aja, wee jiri asụsụ Yoruba dee íhe na òkpúrù ya. Ihe e dere bụ “Oogun Ise”.

Ntule foto abụọ a gosịrị nà e deziri foto nke zikọrọ na Atiku na Tinubu na-ákwàdó Obi.

Na foto adịgboroja nke a na-eke, e wepuru ákàrà ngosi nke Ondo state. E wepuru foto Akeredolu, were nke Atiku tinye na ya. E tinyere foto Obi na onye na-eso ya na ihe ncheta Akeredolu nyere Tinubu.

N’aka ekpe foto mbụ, e wepuru nwoke nọ ana n’oche oji. É wepurukwara akara ngosị dị na ihe dị na élú okpokoro.

Nyocha TheCable méré zikọrọ na foto yiri nke e tinyere Obi na Datti n’ime akara ngosi nke Atiku na Tinubu bụ nke e bipụtara na ụbọchị asatọ n’ọnwa Julai na Twitter akaụntụ bụ Eli Bipialaka.

ÍKPÉ

Foto zikọrọ na Bola Tinubu na Atiku Abubakar nà-ákwàdó Peter Obi na Yusuf Datti bụ adịgboroja. Ọ bụ onyonyoo é mèrè mgbanwe

TAGGED: 2023 election, Akeredolu Aregbesola, atiku abubakar, Bola Tinubu, datti ahmed, peter obi

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Mmachukwu Anyakora January 1, 1970 January 1, 1970
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print
Leave a comment Leave a comment

Leave a Reply Cancel reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

POPULAR POSTS

Advertisement

No, Emefiele no return N4trn to FG

One video wey dey waka for social media show as Facebook user claim sey Godwin…

July 4, 2025

Rárá, Emefiele kò dá triliọnu mẹrin náírà padà fún ijọba àpapọ̀ orílẹ̀ èdè Nàìjíríà

Fídíò kan tí àwọn ènìyàn ti ń pín lórí àwọn ohun ìgbàlódé íbaraẹnise orí ayélujára,…

July 4, 2025

Ḿbà, Emefiele ènyéghàchìghị̀ FG ọ́nụ́ égó N4trn

Ótù ihe ngosị nà soshal midia egosila ebe ótù onye ji Facebook ekesa ozi kwuru…

July 4, 2025

A’a, Emefiele bai mayarwa FG N4trn ba

Wani faifan bidiyo da ke yawo a kafafen sada zumunta ya nuna wani ma’abocin Facebook…

July 4, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

No, Emefiele no return N4trn to FG

One video wey dey waka for social media show as Facebook user claim sey Godwin Emefiele, di forma govnor of…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 4, 2025

Rárá, Emefiele kò dá triliọnu mẹrin náírà padà fún ijọba àpapọ̀ orílẹ̀ èdè Nàìjíríà

Fídíò kan tí àwọn ènìyàn ti ń pín lórí àwọn ohun ìgbàlódé íbaraẹnise orí ayélujára, tí ó ṣe àfihàn ẹni…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 4, 2025

Ḿbà, Emefiele ènyéghàchìghị̀ FG ọ́nụ́ égó N4trn

Ótù ihe ngosị nà soshal midia egosila ebe ótù onye ji Facebook ekesa ozi kwuru na Godwin Emefiele, onye bụbu…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 4, 2025

A’a, Emefiele bai mayarwa FG N4trn ba

Wani faifan bidiyo da ke yawo a kafafen sada zumunta ya nuna wani ma’abocin Facebook yana ikirarin Godwin Emefiele, tsohon…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 4, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?