TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Onyonyo na-egosị ụgbọ ala dị ọcha idei mmiri bùrù ò sì nà Naịjirịa?
Share
Latest News
Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró
Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal
No, Nigeria no send peace support mission go Israel
A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba
Ǹjẹ́ Tinubu àti Alexander Zingman lọ sí ilé-ìwé kan náà? Èyí ni ohun tí a mọ̀
Tinubu nà Alexander Zingman ọ̀ gàrà ótù ụ́lọ̀ákwụ́kwọ́? Lèé íhé ányị́ mà
Tinubu go di same school wit Alexander Zingman? Na wetin we sabi be dis
Shin Tinubu ya halarci makaranta daya da Alexander Zingman? Ga abin da muka sani
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Onyonyo na-egosị ụgbọ ala dị ọcha idei mmiri bùrù ò sì nà Naịjirịa?

Mmachukwu Anyakora
By Mmachukwu Anyakora Published October 26, 2022 3 Min Read
Share

Dakore Egbuson Akande, onye na-eme ihe nkiri Nollywood, tinyere onyonyo na ásáfè Instagram ya nke zikọrọ ebe idei mmiri juru na mpaghara Niger Delta na obodo Nigeria. 

Na nya bụ vidiyo akụkụ isii, nke o bipụtara na ụbọchị Sundae, e gosịrị gburugburu ébé obibi kà ọ nọ na ọnọdụ na-atụ égwù. Ótù n’ime ha zikọrọ ụgbọ ala dị ọcha nke na-agbalị ịgafe ebe idei mmiri juru.

Ótú ọ́ dị̀, nya bụ ụgbọ ala tọrọ n’ime idei, ǹké pịara ya n’akụkụ, wèré kwábàá ya n’okporo mmiri.

Onyonyo ahụ gosịkwara ebe ndị na-ekiri ọdachi a kà há na-eti mkpụ tupu nya bụ ụgbọ ala ànárìé.

N’okpuru mbiputa ya maka onyonyo a, Egbuson-Akande dere sị: “Ọkụ na-agba n’ugwu! Ihe dị egwu na-eme na ọtụtụ ebe na Naijiria, ma Naija Delta. Obi m na-agba ọbara maka obodo a. Kedu mgbe ndi isi anyị ga-egosi nchegbu maka ọdịmma ndị mmadụ?”

Ndị na-eso Dakore na Instagram karịrị ótù nde na narị puku anọ.

Foto si na onyonyo a na ndị ọzọ na-ezikọ idei na Naijiria masịrị ọtụtụ mmadụ.

TheCable nyochara ihe nkiri a. Nke a bụ ihe anyị chọpụtara.

NCHỌPỤTA

Anyị jì Labnol, ngwa orụ dijitalụ e jị achọpụta ebe foto sì ma ndị yiri ya na ịntanetị, wèré nyochaa nseta ihuenyo nke pụtara màkà onyonyo ụgbọala ọcha ahụ idei bùrù.

Anyị chọpụtara na onyonyo a ndị mmadụ na-ekwu maka ya bụ nke e kere kamgbe afọ 2017.

E ji ya wee gọsi ihe mberede idei mmiri nke na-eme na ụwa niile, gụnyere Cyclone Dineo nke okpomọkụ, otu n’ime ajọ ifufe okpomọkụ kacha egbu egbu nke mere na south-west Indian Ocean na southern hemisphere.

Otú ọ dị, nnyocha TheCable mèrè zikọrọ na e sere onyonyo ahụ na Chaman, Pakistan mgbe nnukwu mmiri ozuzo kpara obodo ahụ aka ọjọọ n’ọnwa Jenụwarị n’afọ 2017.

Na onyonyo ọzọ nke zuru ezu, ma gosikwa oge idei bùrù nya bụ ụgbọ ala, ọ pụtara na ndị na-ele anya gbara mgbọ izọpụta ụgbọ ala ahụ ma ndị nọ n’ime ya.

IKPE

Onyonyo pụtara maka ụgbọ ala ọcha nọ n’ime idei adịla kamgbe afọ 2017. O sì na Pakistan, ọ bụghị na Naijiria dị ka onye na-eme ihe nkiri Nollywood siri kwuo.

TAGGED: Climate Change, Dakore Egbuson Akande

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Mmachukwu Anyakora December 13, 2023 October 26, 2022
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print
Leave a comment Leave a comment

Leave a Reply Cancel reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

POPULAR POSTS

Advertisement

Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró

Ìròyìn lati inú fídíò Facebook kan sọ pé Nàìjíríà fi àwọn ọmọ ogun ránṣẹ́ sí…

June 28, 2025

Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal

Ótù ihe ngosị si na Facebook kwuru na Naijiria zipụrụ ndị agha ka ha gaa…

June 28, 2025

No, Nigeria no send peace support mission go Israel

One Facebook video claim sey Nigeria send soldiers go Israel for joint peace support mission.…

June 28, 2025

A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba

Wani faifan bidiyo na Facebook ya nuna cewa Najeriya ta tura dakaru domin aikin hadin…

June 28, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró

Ìròyìn lati inú fídíò Facebook kan sọ pé Nàìjíríà fi àwọn ọmọ ogun ránṣẹ́ sí orílẹ̀ èdè Ísírẹ́lì kí rògbòdìyàn…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal

Ótù ihe ngosị si na Facebook kwuru na Naijiria zipụrụ ndị agha ka ha gaa kwàdó udo na mba Isreal.…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

No, Nigeria no send peace support mission go Israel

One Facebook video claim sey Nigeria send soldiers go Israel for joint peace support mission. One male broadcaster wey dey…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba

Wani faifan bidiyo na Facebook ya nuna cewa Najeriya ta tura dakaru domin aikin hadin gwiwa na tallafawa zaman lafiya…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?