TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Obasanjo a kwàdòrò Peter Obi, ma kwa kpọ ya onye nwere ùgwù?
Share
Latest News
Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró
Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal
No, Nigeria no send peace support mission go Israel
A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba
Ǹjẹ́ Tinubu àti Alexander Zingman lọ sí ilé-ìwé kan náà? Èyí ni ohun tí a mọ̀
Tinubu nà Alexander Zingman ọ̀ gàrà ótù ụ́lọ̀ákwụ́kwọ́? Lèé íhé ányị́ mà
Tinubu go di same school wit Alexander Zingman? Na wetin we sabi be dis
Shin Tinubu ya halarci makaranta daya da Alexander Zingman? Ga abin da muka sani
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Obasanjo a kwàdòrò Peter Obi, ma kwa kpọ ya onye nwere ùgwù?

Mmachukwu Anyakora
By Mmachukwu Anyakora Published June 18, 2022 2 Min Read
Share

Otu akaụntụ mgbasa ozi ọha nọ na Twitter nke n’aza aha Olusegun Obasanjo, onye ịsị mbụ Naijiria, kwuru na Peter Obi, onye chọrọ ịbụ onye isi obodo, bu mmadụ nwere ùgwù.

Ụbọsị iri na anọ, n’ọnwa June, kà ọ gbasara ozi a.

Ozi ọ gbasara bù foto Obi, ma kwa buru nke Obasanjo.

“Ọ bụrọ ónyé nsọ. Mana n’ime ndị ndọrọ-ndọrọ ọchịchị niine, o nwere ùgwù,” akaụntụ ahụ dèrè.

Nya bụ akaụntụ nwere mmadụ puku ise n’eso ya oge ọ edere maka Obi.

Ndị n’eso ya ugbua elugo puku iri.

Ndị ozi ya masịrị karịrị puku iri atọ na atọ.

Ndị kere ozi ya karịrị puku asatọ.

Ihe ndị mmadu dere banyere ya karịrị narị itoolu.

Ụfọdụ ndị mgbasa ozi ọha hụrụ edemede a kwere na ọbụ Obasanjo dere ya.

Ha jara Obasanjo mma maka nkwàdo ha sị na o nyere Obi.

Onye ọha Twitter na aza Festus Agene kwùrù sị: “Òtùtó ọma si n’ọnụ OBJ.”

Onye ọzọ aha ya bụ Dave Saint tụnyere ọnụ sị: “Ùgwù dị ụkọ n’ime ndị ndọrọ-ndọrọ ọchịchị nke taa. Mmadụ dịka Peter Obi nwere ya nke úkwú. Daalụ, Olusegun Obasanjo, maka okwu ọma gị.”

NCHỌPỤTA

Onwerọ usoro mgbasa ozi kwesịrị ntụkwasị obi nke dere maka ihe ha sị na onye isi mbu obodo Naijiria kwuru.

TheCable kpọrọ Kehinde Akinyemi, ọnụ n’ekwuchitere Obasanjo.

Ọ sị na onwerọ mgbe nya bụ onye isi mbụ obodo Naijiria ji wee kwuo nya bụ okwu.

NKPEBI

Okwu pụtara na mgbasa ozi oha, nke sị na Obasanjo kwadoro Peter Obi, abụghị eziokwu.

Akaụntụ nya bụ okwu sì pụta abụghị nke Obasanjo.

TAGGED: Kehinde Akinyemi, Obasanjo, peter obi

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Mmachukwu Anyakora June 18, 2022 June 18, 2022
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print
Leave a comment Leave a comment

Leave a Reply Cancel reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

POPULAR POSTS

Advertisement

Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró

Ìròyìn lati inú fídíò Facebook kan sọ pé Nàìjíríà fi àwọn ọmọ ogun ránṣẹ́ sí…

June 28, 2025

Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal

Ótù ihe ngosị si na Facebook kwuru na Naijiria zipụrụ ndị agha ka ha gaa…

June 28, 2025

No, Nigeria no send peace support mission go Israel

One Facebook video claim sey Nigeria send soldiers go Israel for joint peace support mission.…

June 28, 2025

A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba

Wani faifan bidiyo na Facebook ya nuna cewa Najeriya ta tura dakaru domin aikin hadin…

June 28, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró

Ìròyìn lati inú fídíò Facebook kan sọ pé Nàìjíríà fi àwọn ọmọ ogun ránṣẹ́ sí orílẹ̀ èdè Ísírẹ́lì kí rògbòdìyàn…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal

Ótù ihe ngosị si na Facebook kwuru na Naijiria zipụrụ ndị agha ka ha gaa kwàdó udo na mba Isreal.…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

No, Nigeria no send peace support mission go Israel

One Facebook video claim sey Nigeria send soldiers go Israel for joint peace support mission. One male broadcaster wey dey…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba

Wani faifan bidiyo na Facebook ya nuna cewa Najeriya ta tura dakaru domin aikin hadin gwiwa na tallafawa zaman lafiya…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?