TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Ọ̀ bụ̀ sọ̀ ńdị́ òtù APC kà é búsòrò ághá nà Imo, dị́kà Uzodinma kwùrù?
Share
Latest News
Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró
Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal
No, Nigeria no send peace support mission go Israel
A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba
Ǹjẹ́ Tinubu àti Alexander Zingman lọ sí ilé-ìwé kan náà? Èyí ni ohun tí a mọ̀
Tinubu nà Alexander Zingman ọ̀ gàrà ótù ụ́lọ̀ákwụ́kwọ́? Lèé íhé ányị́ mà
Tinubu go di same school wit Alexander Zingman? Na wetin we sabi be dis
Shin Tinubu ya halarci makaranta daya da Alexander Zingman? Ga abin da muka sani
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Ọ̀ bụ̀ sọ̀ ńdị́ òtù APC kà é búsòrò ághá nà Imo, dị́kà Uzodinma kwùrù?

Mmachukwu Anyakora
By Mmachukwu Anyakora Published January 11, 2023 4 Min Read
Share

Hope Uzodinma, gọvanọ Imo, sị na ọ bụ sọ̀ ndị òtù All Progressives Congress (APC) na ndị nọ ọchịchị ya ǹsó kà ndị na-eyi ọha égwù busoro agha na steeti ahụ. 

Uzodinma kwukwara na ọ bụ ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-akpata enweghị nchebe na Imo.

Nya bụ gọvanọ Imo kwuru okwu a ụbọchị Thursday na Channels TV.

Events of the past have shown clearly that politicians are the ones behind the insecurity in Imo State.

– Sen. Hope Uzodimma, Governor of Imo State.#CTVTweets pic.twitter.com/hW2Pc2vm14

— Channels Television (@channelstv) January 5, 2023

“Ụbọchị ta, na mkparịta ụka mụ na ndị ọzọ ókwú metụtara na Imo state, e mere m ka ha mara nke ómá na ndị na-akpata enweghị nchebe na Imo steeti bụ ndi ndọrọ ndọrọ ọchịchị,” ihe a bụ ihe Uzodinma kwuru.

“Íji maa atụ, na ngosị m nyere, a pụtara m nke ọma; kwuo na ndị niile e busoro agha na Imo steeti, ụlọ niile ha mụrụ ọkụ bụ nke ndị òtù APC na ndị nọ ọchịchị m ǹsó.

“I le ya anya, onweghị onye ọtú ndọrọ ndọrọ ọchịchị ọzọ ha na-ebuso agha na Imo steeti; onweghị onye ọtú ndọrọ ndọrọ ọchịchị ọzọ ha mụrụ ụlọ ha ọkụ. Nke a anọgidena na-eme.

“I kwuru màkà onye bụbu gọvanọ, Ikedi Ohakin. Ka ụbọchị atọ gara mgbe ọ kpọchara nri abalị pụrụ iche nke ndị bụ ndị isi na Imo, ọ gbara ha ume sị ka ha kwàdó gọọmenti APC. Ka ụbọchị abụọ gachara, ha busoro ya agha, ma gbuo ndị nchekwa ya.

“A gwago m ndị Imo okwu a. Anyị ejidego ụfọdụ ndị isi ndị na-eme mpụ a.

“A gwago m ndị nchekwa Imo steeti ka ha me ka ọha na eze mata ozugbo ozugbo, mpụta nnyocha ahụ, ma kpo aha ndị na-egbu ndị mmadụ na Imo steeti.

“Òtú m si kwuo ya ka ha ga-eme. Agaghị m eji nchekwa Imo steeti wéré mee egwuregwu ndọrọ ndọro ọchịchị.”

NCHỌPỤTA

N’izu gara aga, TheCable dere akụkọ gbasara usoro mbuso agha ndị oji egbe, nke metụtara ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Imo state.

Ụbọchị ole na ole gara aga, ndi oji egbe wakporo ụgbọ ala Ikedi Ohakim, onye bụbu gọvanọ Imo steeti. Nke a butere ọnwụ ndị uwe ojii anọ.

N’ọnwa Desemba na afọ 2022, ndi oji egbe mụnyere ọkụ n’ụlọ ikpe magistrate nke dị na Owerri LGA na ụlọ ikpe dị elu na Orlu LGA na Imo steeti.

N’ọnwa Desemba na afọ 2022, ndi oji egbe gburu Christopher Eleghu, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Labour party (LP) nke mpaghara Onuimo nke ụlọ ọgbakọ omebe iwu Imo steeti.

Na úbọchị iri na abụọ na ọnwa Desemba, ndị oji egbe buru agha na isi ụlọ ọrụ Independent National Electoral commission (INEC) na Owerri.

IKPE

Okwu Uzodinma kwuru na só só ndị òtù APC na ndị nọ ọchịchị ya ǹsó bụ ndị omempụ busoro agha abụghị eziokwu.

Christopher Eleghu, onye ndoro-ndoro ọchịchị Labour Party na mpaghara Onuimo, takwara afụfụ a, ma nwụọ mgbe ndị oji egbe busoro ya agha na bé nna ya na Imo.

TAGGED: All Progressive Congress (APC), Channels Tv, Hope Uzodinma, ikedi ohakim

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Mmachukwu Anyakora January 11, 2023 January 11, 2023
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print
Leave a comment Leave a comment

Leave a Reply Cancel reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

POPULAR POSTS

Advertisement

Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró

Ìròyìn lati inú fídíò Facebook kan sọ pé Nàìjíríà fi àwọn ọmọ ogun ránṣẹ́ sí…

June 28, 2025

Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal

Ótù ihe ngosị si na Facebook kwuru na Naijiria zipụrụ ndị agha ka ha gaa…

June 28, 2025

No, Nigeria no send peace support mission go Israel

One Facebook video claim sey Nigeria send soldiers go Israel for joint peace support mission.…

June 28, 2025

A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba

Wani faifan bidiyo na Facebook ya nuna cewa Najeriya ta tura dakaru domin aikin hadin…

June 28, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró

Ìròyìn lati inú fídíò Facebook kan sọ pé Nàìjíríà fi àwọn ọmọ ogun ránṣẹ́ sí orílẹ̀ èdè Ísírẹ́lì kí rògbòdìyàn…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal

Ótù ihe ngosị si na Facebook kwuru na Naijiria zipụrụ ndị agha ka ha gaa kwàdó udo na mba Isreal.…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

No, Nigeria no send peace support mission go Israel

One Facebook video claim sey Nigeria send soldiers go Israel for joint peace support mission. One male broadcaster wey dey…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba

Wani faifan bidiyo na Facebook ya nuna cewa Najeriya ta tura dakaru domin aikin hadin gwiwa na tallafawa zaman lafiya…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?