TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Lawan ọ̀ hápụ̀rụ̀ APC gáwá PDP?
Share
Latest News
Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró
Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal
No, Nigeria no send peace support mission go Israel
A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba
Ǹjẹ́ Tinubu àti Alexander Zingman lọ sí ilé-ìwé kan náà? Èyí ni ohun tí a mọ̀
Tinubu nà Alexander Zingman ọ̀ gàrà ótù ụ́lọ̀ákwụ́kwọ́? Lèé íhé ányị́ mà
Tinubu go di same school wit Alexander Zingman? Na wetin we sabi be dis
Shin Tinubu ya halarci makaranta daya da Alexander Zingman? Ga abin da muka sani
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Lawan ọ̀ hápụ̀rụ̀ APC gáwá PDP?

Mmachukwu Anyakora
By Mmachukwu Anyakora Published June 21, 2022 3 Min Read
Share

Ubọsi iri na asaa n’onwa June, akụkọ wùrù na Ahmad Lawan, onye isi óche sineti, gbanwere òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị.

Ụfọdụ ihe ndị mmadụ dere na Twitter na-akọwa na Lawan hapụrụ otu na-achị nke bụ All Progressive Congress (APC) gáá Peoples Democratic party (PDP).

Onye ọha na-aza Mustapha Kehinde dèrè na Twitter sị: “Ahmad Lawan hapụrụ APC gaa PDP ka o naghachie n’oche ya. Ọ bụghị na ọ chọ̀rọ̀ ị́rụ ọrụ na mpaghara ya. Ihe mmụta nke mbụ: Sọ̀ àkpà há dị ha ḿkpà.

É kèrè edemede a ugboro otu puku na narị anọ ná ịrị anọ na asatọ. Ndị ozi a masịrị rùrù puku anọ na narị ise na asatọ.

Ndị ọrụ mgbasa ozi na Twitter bụ́ Goldmyne TV gbásàrà ozi a. Ndị ná-ésò ha karịrị puku iri ise.

 

NDABERE OZI

Na mbụ, Abdullahi Adamu, onye isi óche APC, kwuru na Lawan bụ onye ndọrọ ndọrọ oche onyeisi nke ọ̀tụ́tụ́ ndị òtù APC kwènyèrè.

Lawan mèchàrà soro zọ́ọ́ votu na ntụlị aka nke mbụ.

Ọ́ pụtara onye nke anọ, nwee votu otu narị na iri ịse na abụọ.

Bola Tinubu, onye bụ onye ịsị óche mbụ na Lagos, napụrụ onye ịsị óche sineti ike.

Votu ya niine bu otu puku na narị abụọ na iri asaá na ọtụ.

NCHỌPỤTA

Oge akụkọ a nà-àgbá okirikiri na Twitter, akwụkwọ akụkọ TheCable chọpụtara na onweghị usoro mgbasa ozi kwesịrị ntụkwasị obi déré màkà ebubo nruhie Lawan.

Ubosi Satodee, n’okwu Ola Awoniyi, onye ndụmọdụ pụrụ iche nya bụ onye ịsị óche sineti, sị na ozi banyere nruhie Lawan abụghị eziokwu.

Na mbụ n’izu, Lawan kwùrù màkà senator abụọ bụ ndị Kebbi ógè a na-eme plenary na ubọsị iri na anọ n’ọnwa June.

Yahaya Abdullahi, senator nọchiri anya Kebbi north, na Adamu Aliero, senator nọchiri Kebbi central, dere edemede íkwu maka nruhie ha. Há sì nà APC bànyé PDP.

Awoniyi sị na ọ bụ ihe onyonyo ébé onye ịsị óche sineti gụ̀rụ̀ edemede senator Aliero dèrè butere echiche ezighị ezi.

Ọ gàrà n’ihu ịkọwa na ihe onyonyo nke ezigbo nke Lawan gụrụ édémédé Aliero dere lụrụ nkeji atọ na sekọnd iri atọ.

Ọ si na onyonyo ahụ ka e deziri lụọ sekọnd iri abụọ na isii.

E were onyonyo ahụ nke n’ezuhi ezu were na atụrụ ndị ọha asị.

IKPE

Akụkọ na onye ịsị óche sineti Ahmad Lawan hapụrụ APC wéé gaa PDP bụ okwu adịgboroja.

TAGGED: Abdullahi Adamu, Adamu Aliero, Ahmad Lawan, Bola Tinubu, Ola Awoniyi, Yahaya Abdullahi

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Mmachukwu Anyakora June 21, 2022 June 21, 2022
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print
Leave a comment Leave a comment

Leave a Reply Cancel reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

POPULAR POSTS

Advertisement

Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró

Ìròyìn lati inú fídíò Facebook kan sọ pé Nàìjíríà fi àwọn ọmọ ogun ránṣẹ́ sí…

June 28, 2025

Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal

Ótù ihe ngosị si na Facebook kwuru na Naijiria zipụrụ ndị agha ka ha gaa…

June 28, 2025

No, Nigeria no send peace support mission go Israel

One Facebook video claim sey Nigeria send soldiers go Israel for joint peace support mission.…

June 28, 2025

A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba

Wani faifan bidiyo na Facebook ya nuna cewa Najeriya ta tura dakaru domin aikin hadin…

June 28, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró

Ìròyìn lati inú fídíò Facebook kan sọ pé Nàìjíríà fi àwọn ọmọ ogun ránṣẹ́ sí orílẹ̀ èdè Ísírẹ́lì kí rògbòdìyàn…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal

Ótù ihe ngosị si na Facebook kwuru na Naijiria zipụrụ ndị agha ka ha gaa kwàdó udo na mba Isreal.…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

No, Nigeria no send peace support mission go Israel

One Facebook video claim sey Nigeria send soldiers go Israel for joint peace support mission. One male broadcaster wey dey…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba

Wani faifan bidiyo na Facebook ya nuna cewa Najeriya ta tura dakaru domin aikin hadin gwiwa na tallafawa zaman lafiya…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?