TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Kebbi sị̀ n’ónwéghị́ ọ́dụ̀ ụ́gbọ́élụ́ ńzụ́zọ́ ánà-éré cocaine dị́ ná stéétị̀ áhụ́
Share
Latest News
Claim wey tok sey FIFA give Kenya $1.2m to build Talanta stadium no correct
Ókwụ́ nà FIFA jị́rị́ $1.2m rụ́ọ́ stadium Talanta nké Kenya bụ̀ ásị́
Irọ́ ni pé mílíọ̀nù kan àti igba dọ́là ni wọ́n fi kọ́ pápá ìṣeré Talanta ní Kenya, FIFA kọ ló sì kọ́ọ
Da’awar cewa filin wasa na Talanta na Kenya ya ci $1.2m, wanda FIFA ta gina karya ne
DISINFO ALERT: Man in viral image NOT chairman of reps’ youth committee
Kebbi deny video wey claim sey ‘secret airport dey Argungu for cocaine trafficking’
Ìpínlẹ̀ Kebbi sọ pé irọ́ ni fídíò tó sọ pé àwọn ni ‘ibi ọkọ òfuurufú tí wọ́n ti máa ń gbé cocaine tí àwọn ènìyàn kò mọ̀’
Birnin Kebbi ya karyata faifan bidiyo yana ikirarin ‘boye filin jirgin sama a Argungu saboda safarar hodar iblis’
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Kebbi sị̀ n’ónwéghị́ ọ́dụ̀ ụ́gbọ́élụ́ ńzụ́zọ́ ánà-éré cocaine dị́ ná stéétị̀ áhụ́

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published October 31, 2025 2 Min Read
Share
Yakubu Birnin Kebbi, Kebbi commissioner for information and culture

Gọọmenti steeti Kebbi si na ihe ngosi AI na-ekwu na a na-arụ ụgbọelu n’óké ọhịa dị na Argungu ebe a na-ere ọgwụ ike cocaine, bụ asị.

Charley Boy, onye ọgụ-egwu a mara ofuma, bipụtara ihe ngosi ahu na asafe Instagram ya na Monday.

K’osiladi n’ubochi Thursday, Rabiu Sokoto, onye isi ngalaba National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA) na Kebbi, kwuru na nyocha ha mere gosiri n’okwu ahụ bụ asị.

Enweghị ihe dị otú ahụ na-eme na steeti a. Anyị gara ebe niile anyị kwesịrị ịga, anyị emeela nyocha anyị, enweghikwa ihe dị otú ahụ,” Sokoto kwuru.

Yakubu Birnin Kebbi, onye isi nzisa ozi na omenala nke steeti ahu, kwuru na ihe ngosi ahụ bụ ihe ndị parti ndoro ndọrọ ọchịchị na-emegide ọchịchị steeti ahụ meputara iji mee ka enwee ọgbaghara na steeti ahụ.

“Okwu a bụ ihe na-adịghị mma ma bụrụkwa  mpụ nke ukwuu. Nke a pụtara na ụfọdụ ndị, dịka m kwụrụ na mbụ, enweghị mmasị na ihe ga-eme na steeti a ma ọ bụrụ na ebumnuche ha mezuo,” onye isi ozi ahụ kwuru.

“Iji gbochie mgbagwoju anya, ọdụ ụgbọ elu naanị dị na steeti Kebbi bụ Sir Ahmadu Bello International Airport, Birnin Kebbi. Argungu enweghị, ma ọ dịghị mgbe ọ nwere, ọdụ ụgbọ elu ọ bụla, ụzọ ụgbọ elu, ma ọ bụ ihe ndị yiri ya,” gọọmenti steeti kwuru na nkwupụta dị iche.

“Ọzọkwa, aha na ndị a kpọrọ n’ihe ngosi ahụ abụghị ezigbo aha ndị mmadụ, enweghi ndekọ gọọmenti ma ọ bụ nyocha site na Nigeria Customs Service, National Drug Law Enforcement Agency, ma ọ bụ ụlọ ọrụ nchekwa ọ bụla iji kwado nkwupụta ndị a na-enweghị isi.”

Gọọmenti steeti Kebbi na-echegbu onwe ya nke ukwuu banyere mgbasa ozi ụgha a nke e mere iji mee ka ndị mmadụ ghara ịghọta eziokwu ma tinye egwu n’ọbụ ndị mmadu.”

Steeti ahụ yọri ndị mmadụ ka ha ghara ịtinye obi na ozi ahụ.

TAGGED: alleged cocaine trafficking, Factcheck in igbo, Hidden Airport In Argungu Forest, Kebbi state, news in Igbo

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu October 31, 2025 October 31, 2025
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print

POPULAR POSTS

Advertisement

Claim wey tok sey FIFA give Kenya $1.2m to build Talanta stadium no correct

On October 26, Dino Melaye claim sey FIFA give Nigeria and Kenya $1.2 million to…

October 31, 2025

Ókwụ́ nà FIFA jị́rị́ $1.2m rụ́ọ́ stadium Talanta nké Kenya bụ̀ ásị́

N'ụbọchị iri abụọ n'isii nke ọnwa Ọktoba, Dino Melaye kwụrụ na FIFA nyere Naijiria na…

October 31, 2025

Irọ́ ni pé mílíọ̀nù kan àti igba dọ́là ni wọ́n fi kọ́ pápá ìṣeré Talanta ní Kenya, FIFA kọ ló sì kọ́ọ

Ní ọjọ́ kẹrindinlọgbọn, osù kẹwàá, ọdún 2025, Dino Melaye sọ pé FIFA fún orílẹ̀ èdè…

October 31, 2025

Da’awar cewa filin wasa na Talanta na Kenya ya ci $1.2m, wanda FIFA ta gina karya ne

A ranar 26 ga watan Oktoba, Dino Melaye ya yi ikirarin cewa FIFA ta baiwa…

October 31, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Claim wey tok sey FIFA give Kenya $1.2m to build Talanta stadium no correct

On October 26, Dino Melaye claim sey FIFA give Nigeria and Kenya $1.2 million to build stadiums for dia kontris. …

CHECK AM FOR WAZOBIA
October 31, 2025

Ókwụ́ nà FIFA jị́rị́ $1.2m rụ́ọ́ stadium Talanta nké Kenya bụ̀ ásị́

N'ụbọchị iri abụọ n'isii nke ọnwa Ọktoba, Dino Melaye kwụrụ na FIFA nyere Naijiria na Kenya otu nde Dollar na…

CHECK AM FOR WAZOBIA
October 31, 2025

Irọ́ ni pé mílíọ̀nù kan àti igba dọ́là ni wọ́n fi kọ́ pápá ìṣeré Talanta ní Kenya, FIFA kọ ló sì kọ́ọ

Ní ọjọ́ kẹrindinlọgbọn, osù kẹwàá, ọdún 2025, Dino Melaye sọ pé FIFA fún orílẹ̀ èdè Nàìjíríà àti Kenya ní mílíọ̀nù…

CHECK AM FOR WAZOBIA
October 31, 2025

Da’awar cewa filin wasa na Talanta na Kenya ya ci $1.2m, wanda FIFA ta gina karya ne

A ranar 26 ga watan Oktoba, Dino Melaye ya yi ikirarin cewa FIFA ta baiwa Najeriya da Kenya dala miliyan…

CHECK AM FOR WAZOBIA
October 31, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?