TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ágha Naijiria nà France nà-èbútù ńgwó ágha bụ̀ ǹkè áfọ̀ 2013
Share
Latest News
Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró
Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal
No, Nigeria no send peace support mission go Israel
A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba
Ǹjẹ́ Tinubu àti Alexander Zingman lọ sí ilé-ìwé kan náà? Èyí ni ohun tí a mọ̀
Tinubu nà Alexander Zingman ọ̀ gàrà ótù ụ́lọ̀ákwụ́kwọ́? Lèé íhé ányị́ mà
Tinubu go di same school wit Alexander Zingman? Na wetin we sabi be dis
Shin Tinubu ya halarci makaranta daya da Alexander Zingman? Ga abin da muka sani
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ágha Naijiria nà France nà-èbútù ńgwó ágha bụ̀ ǹkè áfọ̀ 2013

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published December 28, 2024 3 Min Read
Share

Ótù ihe ngosị ebe ndị agha Naijiria na mba France na-ebutu ngwa agha n’ụzọ apụtala na soshal midia.

Ihe ngosị a pụtara ìhè n’etiti ebubo gbasara ebumnuche France nyere Naijiria.

N’ozi Mohammed Idris, onye minista na-ahụ maka ozi na Naijiria bipụtara n’ubọchị Thursday, ọ gonayiri nya bụ ebubo na Naijiria enyela France ụfọdụ ala ha ka ha hibe ọdụ ndị agha ha.

Onye minista a biputara ozi a dịka akụkọ na Naijiria na France na-arụkọ iji were ndị agha terrorist mesaa obodo Niger Republic.

N’izu ụka gara-aga, Mahdi Shehu, onye na-atụnye onu n’okwu gbasara ndọrọndọrọ ọchịchị, kwuru na atụmatụ ihibe ụlọ ndị agha France na mpaghara north-east nke Naijiria nọ n’ụzọ, dịka Femi Oluyede, onye isi ndi army, nabatachara ndị agha France na Naijiria.

K’osiladị, isi ụlọ ọrụ ndị agha Naijiria bụ Defence Headquarters kwuru na ya bụ ozi “eweghị isi”.

Ịtunye ọnụ n’okwu Idris n’ụbọchị Thursday, Shehu gwara onye isi ndị agha Naijiria ka ọ kwụsị agụgọ ọ na-agọ gbasara nya bụ okwu.

N’ihe ngosị nke Shehu mechara wetuo n’asafe soshal mịdia ya, a hụrụ ka áṅùrù ọkụ sị n’ụgbọ ala biara jụ n’eluigwe dịka ndị agha Naijiria na-ebutusi ngwa ahịa n’ụgbọ truck ahụ, ebe ndị agha France n’ebutu ụgbọelu site n’ụgbọ elu ọzọ na-ebu ibu.

A hụrụ ụgbọala ka ha na-agbafesi dịka akpụ ụkwụ ndị agha na-agagharị ebe ahụ, na-eme mkpọtụ n’ala.

Ụgbọala bus abụọ nwere ọkọlọtọ ndị France ka a hụrụ ka o bụ ndị agha obodo ahụ gafee n’ihe ngosị ahụ.

Otu onye agha Naijiria kwuru n’ihe nkirị ahụ na ndị agha obodo abụọ ahụ ahapụla ogige a nọrọ zụọ ha gbasara ịmemila ndị omekome.

K’osiladi, TheCable chọpụtara na ihe ngosị ahụ aputala na ìgwè soshal mịdia kamgbe afọ 2013.

Ụlọ ozi Associated Press (AP) kwuru na ndị agha ahụ so ná ndị agha ECOWAS zitere maka ịme ụdọ n’ogige ahụ.

“E nwere ndị agha Naijiria otu narị na iri ise n’isii (156), ndị agha Togo narị (100), ndị agha iri abụọ n’ise si Benin, ya na ndị agha iri abụọ n’ise ọzọ si obodo Benin na-abịa n’abalị a,” otu onye agha Colonel ndị obodo France ka AP sịrị kwuru n’ihe ngosị ahụ.

Ndị agha ahụ batara n’ọdụ ụgbọelu Senou International Airport dị na Bamako nke obodo Mali — ótù n’ị́mé obodo a tụrụ anya na ndị agha ahụ ga eme ụdọ na ya.

TAGGED: Factcheck in igbo, French troops in Nigeria, news in Igbo

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu January 3, 2025 December 28, 2024
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print
Leave a comment Leave a comment

Leave a Reply Cancel reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

POPULAR POSTS

Advertisement

Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró

Ìròyìn lati inú fídíò Facebook kan sọ pé Nàìjíríà fi àwọn ọmọ ogun ránṣẹ́ sí…

June 28, 2025

Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal

Ótù ihe ngosị si na Facebook kwuru na Naijiria zipụrụ ndị agha ka ha gaa…

June 28, 2025

No, Nigeria no send peace support mission go Israel

One Facebook video claim sey Nigeria send soldiers go Israel for joint peace support mission.…

June 28, 2025

A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba

Wani faifan bidiyo na Facebook ya nuna cewa Najeriya ta tura dakaru domin aikin hadin…

June 28, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró

Ìròyìn lati inú fídíò Facebook kan sọ pé Nàìjíríà fi àwọn ọmọ ogun ránṣẹ́ sí orílẹ̀ èdè Ísírẹ́lì kí rògbòdìyàn…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal

Ótù ihe ngosị si na Facebook kwuru na Naijiria zipụrụ ndị agha ka ha gaa kwàdó udo na mba Isreal.…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

No, Nigeria no send peace support mission go Israel

One Facebook video claim sey Nigeria send soldiers go Israel for joint peace support mission. One male broadcaster wey dey…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba

Wani faifan bidiyo na Facebook ya nuna cewa Najeriya ta tura dakaru domin aikin hadin gwiwa na tallafawa zaman lafiya…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?