TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Ḿbà, Woodberry ápụtàbèghị̀ nà ǹgá
Share
Latest News
FACT CHECK: Video showing ‘bridge collapsing in Nasarawa’ is AI-generated
MISINFO ALERT: Viral video of ‘foreign arms dealer’ in Zamfara is from 2021, says army
Ókwú Badenoch nà ụ́mụ̀ yá ápụ̀ghị̀ ínwétá íkíké ị́bụ ńdị́ Naijiria bụ̀ àsị́
Kemi Badenoch claim sey her children no fit get Nigerian citizenship but she no tok true
Irọ́ ni Kemi Badenoch pa pé òfin kò fààyè gba àwọn ọmọ òhun láti di ọmọ Nàìjíríà
Maganar Kemi Badenoch na cewa ‘ya’yanta ba za su iya samun shaidar zama dan Najeriya ba karya ne
FACT CHECK: Kemi Badenoch’s claim that her children can’t get Nigerian citizenship is false
Naijiria ọ̀ kàgbùrù ńkwékọ́rị́tá àzụ́máhị́á àkụ̀ ọ̀nàtàràchí yá nà US nwèrè n’íhì ḿmáchí visa?
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Ḿbà, Woodberry ápụtàbèghị̀ nà ǹgá

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published June 9, 2024 3 Min Read
Share

Ótù ozi na soshal midia ekwuola na Olalekan Ponle, onye a mara dịka Woodberry, apụtala na nga.

Ozi a nwetara nkiri puku iri n’anọ (14,000 views), nkwenye narị abụọ n’ụma iri n’atọ (213 likes), ya na nkesa iri asatọ n’atọ (83 reposts).

https://twitter.com/Oladapomikky1/status/1795942987580473617
https://twitter.com/Championwtmg/status/1795923729383293431

ÒNYÉ BỤ̀ WOODBERRY?

Woodberry bụ ótù onye a mara ọfụma na ịntanetị Naijiria, ma bụrụkwa ezi ényì Ramon Abbas, onye a mara dịka Huspuppi, onye Naijiria ọzọ a tụrụ ǹgá maka ígwù ndị mmadụ wayo n’onwa November nke 2022.

N’ụbọchị iri nke ọnwa June nke afọ 2020, ndị uwe ojii nwụchiri mmadụ abụọ a na Dubai nke dị n’obodo United Arab Emirates maka igwu ndị mmadụ wayo na ịntanetị.

A bịara kpọga mmadụ abụọ mba United States ikpe ha ikpe.

Woodberry, onye a sịrị na o siri n’ụzọ n’ezighị ezi napụta ótù ụlọrụ nọ na US ego ruru ótù puku dollar ótù narị na iri asaa n’asaa ($188,000), gọnayiri nya bụ ebubo ruo afọ abụọ.

K’osiladị, ọ gbanwere ọnụ, ma kweta na o mere ótù ebubo nrụrụ áká nke eji ụlọ ọba ego èmé bụ “wire transfer fraud” n’ọnwa April 2023 n’ụlọ ikpe US District Court nke Northern Illinois.

Robert Gettleman, onye ọka ikpe n’okwu ahụ, nabatara mgbanwe à Woodberry mere n’ụbọchị asatọ nke ọnwa April ebe ọ nọrọ maa ya ikpe maka ebubo asatọ.

N’ụbọchị iri n’otu nke ọnwa Julaị, a tụrụ Woodberry mkpọrọ afọ asatọ, ma nye iwu ka ọ kwughachie nde dollar asatọ nye mmadu asaa o gwuru wayo.

ÍNYÒCHÀ ÓKWÚ À

Inyocha okwu a mà chọpụta ebe Woodberry nọ, TheCable lebara anya n’ime akwụkwọ ndekọ ụlọ nga Federal Bureau of Prisons.

Nya bụ akwụkwọ ndekọ aha ndị mere mpụ na-egosị aha, afọ, ébé, na mgbe ndị a kpọchiri na nga ga-apụta.

Ihe anyị chọpụtara gosịrị na Woodberry nọ n’ụlọ nga Fort Dix Federal Correctional Institution. Ha dere na ụbọchị mpụta ya bụ n’ọnwa Ọktoba nke afọ 2027, afọ abụọ tupu Huspuppi emecha nga nke ya.

ya.

ŃCHỊ́KỌ́TÁ

Okwu na Woodberry apụtala na nga bụ asị.

Site n’ozi si na US Federal Bureau of Prisons, Woodberry kà nọ na nga na-eme nga afọ asatọ.

TAGGED: Olalekan Ponle, prison, release, Woodberry

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu July 20, 2024 June 9, 2024
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print
Leave a comment Leave a comment

Leave a Reply Cancel reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

POPULAR POSTS

Advertisement

FACT CHECK: Video showing ‘bridge collapsing in Nasarawa’ is AI-generated

A video showing a bridge collapse incident is circulating across social media platforms, especially on…

July 24, 2025

MISINFO ALERT: Viral video of ‘foreign arms dealer’ in Zamfara is from 2021, says army

The Nigerian Army says a viral video claiming the arrest of a foreign arms dealer…

July 24, 2025

Ókwú Badenoch nà ụ́mụ̀ yá ápụ̀ghị̀ ínwétá íkíké ị́bụ ńdị́ Naijiria bụ̀ àsị́

Kemi Badenoch, onye ndú òtù Conservative Party nke obodo United Kingdom, ekwuola na ọ gaghị…

July 22, 2025

Kemi Badenoch claim sey her children no fit get Nigerian citizenship but she no tok true

Kemi Badenoch, leader of di United Kingdom Conservative Party, claim sey she no fit pass…

July 22, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Ókwú Badenoch nà ụ́mụ̀ yá ápụ̀ghị̀ ínwétá íkíké ị́bụ ńdị́ Naijiria bụ̀ àsị́

Kemi Badenoch, onye ndú òtù Conservative Party nke obodo United Kingdom, ekwuola na ọ gaghị enyenwu ụmụ ya ikike ịbụ…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 22, 2025

Kemi Badenoch claim sey her children no fit get Nigerian citizenship but she no tok true

Kemi Badenoch, leader of di United Kingdom Conservative Party, claim sey she no fit pass her right of Nigerian citizenship…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 22, 2025

Irọ́ ni Kemi Badenoch pa pé òfin kò fààyè gba àwọn ọmọ òhun láti di ọmọ Nàìjíríà

Kemi Badenoch, arábìnrin tó jẹ́ olórí ẹgbẹ́ òsèlú alátakò tí wọ́n ń pè ní Conservative Party ní orílẹ̀ èdè United…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 22, 2025

Maganar Kemi Badenoch na cewa ‘ya’yanta ba za su iya samun shaidar zama dan Najeriya ba karya ne

Kemi Badenoch, shugabar jam'iyyar masu ra'ayin rikau ta Burtaniya, ta yi ikirarin cewa ba za ta iya mika hakkinta na…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 22, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?