TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Ụ́lọ́ị́kpé Finland átọ́pụ́ghị́ Simon Ekpa nà ńgà, máọ́bụ́ kwụ́ghàchị́ yá ụ́gwọ́ $50,000
Share
Latest News
Kò sí ẹ̀rí tó sàfihàn pé Trump halẹ̀ pé òhun yóò ‘mu’ Tinubu láàárín wákàtí mẹrinlelogun
Evidence no dey sey Trump threaten to ‘capture’ Tinubu in 24 hours
Babu wata shaida da Trump ya yi barazanar ‘kama’ Tinubu a cikin sa’o’i 24
FACT CHECK: No evidence Trump threatened to ‘capture’ Tinubu in 24 hours
Anambra guber: Six misconceptions about BVAS, IREV voters should know
FACT CHECK: How true is ADC’s claim that FG is misleading Nigerians on reduced food prices?
Ṣé àwọn ọmọ ológun Nàìjíríà lo àwòrán tó ti pẹ́ gẹ́gẹ́bí àwòrán iṣẹ́ igbanisilẹ̀ tí wọ́n se láìpẹ́ yìí?
Na true sey di Nigerian army use old foto for recent rescue operation?
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Ụ́lọ́ị́kpé Finland átọ́pụ́ghị́ Simon Ekpa nà ńgà, máọ́bụ́ kwụ́ghàchị́ yá ụ́gwọ́ $50,000

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published October 23, 2025 3 Min Read
Share

Ụfọdụ ndị na soshal midia ekwuola na ụlọikpe dị na Finland nyere ịwụ ka-tọghapul Simon, Ekpa, onye ndú otu nwere onwe Biafra, na ngà.

Ọtụtụ ndị bipụtara ozi ahụ na soshal midia dịka Facebook na Instagram.

Ozi ahụ kwukwara na ụlọikpe ahụ nyere ịwụ ka akwughachi Ekpa dollar puku iri ise ( $50,000) maka mmekpahụ dịka ọchịchị Naịjirịa jụrụ ịbịa uloikpe maka nya bụ okwu.

Akpoghi aha onye omeiwu nyere nya bụ iwu.

“Ụlọikpe Finland atọghapula onye ndú òtù Biafra na ngà, dịka ọchịchị Naijiria jụrụ ịbịa n’ụlọikpe ịgọrọ ịsị ha maka nya bụ okwu,” ozi ahụ kwụrụ.

“Dịka iwu ụlọikpe ahụ nyere, nkpọchi Ekpa bụ nke e kwuru “na ozighi-ezi, ma bụrụkwa nke e mere n’ihi ndọrọ ndọrọ ọchịchị”, nke mere e jiri kwughachi ya ụgwọ dollar puku iri ise ($50,000) maka mkpọchi na ezighi-ezi a kpọchiri ya na ngà.

“Onye omeiwu ahụ kwuru dịka o nyechara iwu ahụ ma si:

“Ha chọrọ ị mechi m ọnụ, mana a naghị akpọchi eziokwu na ngà. Mmeri a abụghị nke naanị m, ọ bụ nke ndị Biafra na ndị niile  na-achọ ikpe ziri-ezi.”

Otú asafe a kpọrọ “I News” nke nwere ndị na-eso ya karịrị puku narị iri isi n’asaa (167,000) bipụtara ozi ahụ.

CableCheck chọpụtara na ụfọdụ asafe bipụtara izi ahụ na soshal midia na-akwado Biafra.

E bipụtara ozị ahụ ebe a, ebe a, n’ebe a.

ÓKPỤ́RỤ́ ÁKỤ́KỌ́

N’ụbọchị mbụ nke ọnwa Septemba, ụlọikpe Päijät-Häme distritị nke Finland kpọchiri Ekpa na ngà afọ isii maka mpụ mmekpa obodo.

Òtù panel ndị ọka ikpe ato kwụrụ na Ekpa mere mpụ dịka isonye nakwa ịmekpa Naijiria  ahụ nke akpọrọ terrorism.

Ụlọikpe ahụ kwụrụ na Ekpa ji asafe ya nwere ọtụtụ ndị na-eso ya were tinye ọgbaghara  na mpaghara ọwụwa anyanwụ nke Naijiria site n’ọnwa August 2021 ruo ọnwa Novemba 2024.

Ụlọikpe ahụ kpochikwara ya na nga maka na-okwuyi ụtụ tax ya.

Dịka iwu Finland, Ekpa nwere ubochi iri atọ ịgbagha iwu ahụ. Mana CableCheck agaghị ekwuli ma Ekpa ọgbaghara iwu ahụ, maka na  Kaarle Gummerus, onye ọka ikpe ya, asaghachibeghi ajụjụ anyị gbasara okwu ahụ.

ŃNYÓCHÁ

CableCheck nyochara ọtụtụ oba ozi  dị na Finland ịji mata ma onwere uloikpe tọghapụrụ Ekpa na ngà dịka ozi ahụ kwụrụ.

Onweghi oba ozi ọbụla bipụtara ozi dị ótú ahụ.

Kamgbe a kpọchiri ya na nga n’ọnwa Septemba, onwebeghị ozị a nụrụ gbasara okwu ahụ rute taa bụ ụbọchị iri abụọ n’abuo nke ọnwa Ọktoba.

MKPÉBỊ̀

Okwu na ụlọikpe dị na Finland atọpula Ekpa na ngà bụ asị.

TAGGED: Finnish court, news in Igbo, Simon Ekpa

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu October 23, 2025 October 23, 2025
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print

POPULAR POSTS

Advertisement

Kò sí ẹ̀rí tó sàfihàn pé Trump halẹ̀ pé òhun yóò ‘mu’ Tinubu láàárín wákàtí mẹrinlelogun

Ọ̀rọ̀ kan sọ pé Donald Trump, ààrẹ orílẹ̀ èdè Amẹ́ríkà ti dúnkokò pé òhun yóò…

November 14, 2025

Evidence no dey sey Trump threaten to ‘capture’ Tinubu in 24 hours

One report don claim sey US President Donald Trump threaten to capture President Bola Tinubu…

November 14, 2025

Babu wata shaida da Trump ya yi barazanar ‘kama’ Tinubu a cikin sa’o’i 24

Wani rahoto ya bayyana cewa shugaban kasar Amurka Donald Trump ya yi barazanar kama shugaban…

November 14, 2025

FACT CHECK: No evidence Trump threatened to ‘capture’ Tinubu in 24 hours

A report claims that US President Donald Trump threatened to capture President Bola Tinubu within…

November 13, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Kò sí ẹ̀rí tó sàfihàn pé Trump halẹ̀ pé òhun yóò ‘mu’ Tinubu láàárín wákàtí mẹrinlelogun

Ọ̀rọ̀ kan sọ pé Donald Trump, ààrẹ orílẹ̀ èdè Amẹ́ríkà ti dúnkokò pé òhun yóò mú Bọ́lá Tinubu, ààrẹ orílẹ̀…

CHECK AM FOR WAZOBIA
November 14, 2025

Evidence no dey sey Trump threaten to ‘capture’ Tinubu in 24 hours

One report don claim sey US President Donald Trump threaten to capture President Bola Tinubu inside 24 hours and im…

CHECK AM FOR WAZOBIA
November 14, 2025

Babu wata shaida da Trump ya yi barazanar ‘kama’ Tinubu a cikin sa’o’i 24

Wani rahoto ya bayyana cewa shugaban kasar Amurka Donald Trump ya yi barazanar kama shugaban Bola Tinubu cikin sa’o’i 24…

CHECK AM FOR WAZOBIA
November 14, 2025

Ṣé àwọn ọmọ ológun Nàìjíríà lo àwòrán tó ti pẹ́ gẹ́gẹ́bí àwòrán iṣẹ́ igbanisilẹ̀ tí wọ́n se láìpẹ́ yìí?

Ní ọjọ́ ajé, àwọn òṣìṣẹ́ ológun orílẹ̀ èdè Nàìjíríà fi ọ̀rọ̀ kan síta pẹ̀lú àwọn àwòrán lórí àwọn ohun ìgbàlódé…

CHECK AM FOR WAZOBIA
November 5, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?