TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Onye na-azụ atụrụ ònyèrè Peter Obi éfí na àlà?
Share
Latest News
FACT CHECK: Video showing ‘bridge collapsing in Nigeria, India’ is AI-generated
MISINFO ALERT: Viral video of ‘foreign arms dealer’ in Zamfara is from 2021
Ókwú Badenoch nà ụ́mụ̀ yá ápụ̀ghị̀ ínwétá íkíké ị́bụ ńdị́ Naijiria bụ̀ àsị́
Kemi Badenoch claim sey her children no fit get Nigerian citizenship but she no tok true
Irọ́ ni Kemi Badenoch pa pé òfin kò fààyè gba àwọn ọmọ òhun láti di ọmọ Nàìjíríà
Maganar Kemi Badenoch na cewa ‘ya’yanta ba za su iya samun shaidar zama dan Najeriya ba karya ne
FACT CHECK: Kemi Badenoch’s claim that her children can’t get Nigerian citizenship is false
Naijiria ọ̀ kàgbùrù ńkwékọ́rị́tá àzụ́máhị́á àkụ̀ ọ̀nàtàràchí yá nà US nwèrè n’íhì ḿmáchí visa?
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Onye na-azụ atụrụ ònyèrè Peter Obi éfí na àlà?

Mmachukwu Anyakora
By Mmachukwu Anyakora Published July 20, 2022 4 Min Read
Share

Akụkọ etinyere na Facebook sị na onye Hausa na-azụ atụrụ nyèrè Peter Obi efi iri ise na ala atọ na Kaduna iji kwàdó ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya.

Nya bụ akụkọ biputara foto abụọ. 

Otù n’ime foto abụọ ahụ na-eziko efi ọcha nọ n’ọhịa. Nke ọzọ na-egosị ngwakọta efi dị ọcha na aja aja nke nọ na ahịhịa ndụ.

Otù nwoke dị ọcha sò nọrọ na foto nke abụọ. N’okwu mmechi nya bụ akụkọ dị na Facebook, a sị na Danladi, nwoke ọcha nọ na foto a, dere sị na ọ ga-enwe udo ma onye Igbo bụrụ onye isi Naijiria.

E bipụtara ozi a n’ụbosị ịrị abụọ n’ọnwa Julaị na Facebook page nke aha ya bụ “Obidient”. Ndị okwu a masịrị rùrù pụkụ atọ.

Ndị dere ìhè banyere ya ruru narị isii na ịrị na asatọ. Ndị kere ya ruru narị asaa na ịrị asatọ na atọ. E bipụtakwara nya bụ ozi na Facebook page ndị ọzọ.

Otù onye dere ihe banyere ya na Facebook kwuru sị: “Ọ na-emetụta m na uche ugbua. Chineke emela ya n’obodo a.”

Nchoputa 

Anyị ji Yandex, ngwá ọrụ digitalụ nke eji achọpụta ebe foto sì na foto ndị yiri ya, were nyoo nya bụ foto. Ọtụtụ foto na-apụta maka nwoke a ndị ọha na-kpo Danladi zikoro na foto ahụ anọgo na ịntanetị Kemgbe ọnwa March na afọ 2021.

Anyị chọpụtara na foto ahụ bụ nke etinyeburu n’isi akụkọ dị na website Daily Trust Newspaper ụbọchị ịrị abụọ n’ọnwa Maachị, n’afo 2021. Isiokwu ya gụrụ sị: “Dauda sì n’ịzụ ahịa atụrụ banye ịbụ onye nkụzi na mahadum.” 

Kedu Onye  Bu Adamu Dauda?

Akụkọ Daily Trust kpughere njirimara nwoke etinyere foto ya na Facebook, si na aha ya abụghị Danladi. Ọ sị na aha ya bụ Adamu Dauda Garba. Edemede ahụ kọwara na a mụrụ Adamu ụbọchị ịrị n’ọnwa Ọktoba na afọ 1985.

Dauda bidoro ka onye na-azụ atụrụ na Taraba steeti na afo isii. O jikotárá ịgụ akwụkwọ na ịzụ atụrụ. Na afọ 2009, o nwetere National certificate of Education (NCE) na Taraba State College of Education, Jalingo.

Ka ọ gụchara akwụkwọ, ọ nụrụ na mahadum étíti nke dị na Wukari na-ewe ndị nche. O tinyere maka nya bụ ọrụ, ọ were dabaara ya nke ọma. E were ya n’ọrụ.

Dauda rụrụ ọrụ nche afọ anọ tupu a nabata ya na mahadum ahụ ịgụ Sociology. Ka ọ gụchara akwụkwọ, a nabata ya ka onye nkụzi enyemaka. 

Omume Adamu Banyere Mbiputa Ugha. Ka anyị chọrọ na Twitter, o gosịri anyị akaụntụ Adamu amachiri nwa oge. Adamu kọwara onye ọ bụ na akaụntụ ya.

Ọ sị na onweghị onye ọ kwadoro iji foto ya wee gbasaa akụkọ adịgboroja. Ọ dọrọ ọha aka na ntị, sị ka ha leghara akụkọ adịgboroja gbasara ya anya. Ọ sị kwa na ha ga-ahụ ihe okwu a ga-apụta n’ụlọ ikpe.

https://twitter.com/ADAMUDaudaGarb2/status/1546909972239368192?ref_src=twsrc%5Etfw%7Ctwcamp%5Etweetembed%7Ctwterm%5E1546909972239368192%7Ctwgr%5E%7Ctwcon%5Es1_&ref_url=https%3A%2F%2Fwww.thecable.ng%2Fwp-admin%2Fpost.php%3Fpost%3D724194action%3Deditclassic-editor

Ikpe

Nyocha okwu gosịrị na ezigbo njirimara nwoke ndị ọha na-akpo Danladi bụ Adamu Garba. Onyeghị Peter Obi efi iri na ise na ala atọ na Kaduna maka ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya. Mgbarakwa a bụ okwu adịgboroja. 

TAGGED: Adamu Dauda Garba, Election 2023, peter obi, presidential election

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Mmachukwu Anyakora July 20, 2022 July 20, 2022
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print
Leave a comment Leave a comment

Leave a Reply Cancel reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

POPULAR POSTS

Advertisement

FACT CHECK: Video showing ‘bridge collapsing in Nigeria, India’ is AI-generated

A video showing a bridge collapse incident is circulating across social media platforms, especially on…

July 24, 2025

MISINFO ALERT: Viral video of ‘foreign arms dealer’ in Zamfara is from 2021

The Nigerian Army says a viral video claiming the arrest of a foreign arms dealer…

July 24, 2025

Ókwú Badenoch nà ụ́mụ̀ yá ápụ̀ghị̀ ínwétá íkíké ị́bụ ńdị́ Naijiria bụ̀ àsị́

Kemi Badenoch, onye ndú òtù Conservative Party nke obodo United Kingdom, ekwuola na ọ gaghị…

July 22, 2025

Kemi Badenoch claim sey her children no fit get Nigerian citizenship but she no tok true

Kemi Badenoch, leader of di United Kingdom Conservative Party, claim sey she no fit pass…

July 22, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Ókwú Badenoch nà ụ́mụ̀ yá ápụ̀ghị̀ ínwétá íkíké ị́bụ ńdị́ Naijiria bụ̀ àsị́

Kemi Badenoch, onye ndú òtù Conservative Party nke obodo United Kingdom, ekwuola na ọ gaghị enyenwu ụmụ ya ikike ịbụ…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 22, 2025

Kemi Badenoch claim sey her children no fit get Nigerian citizenship but she no tok true

Kemi Badenoch, leader of di United Kingdom Conservative Party, claim sey she no fit pass her right of Nigerian citizenship…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 22, 2025

Irọ́ ni Kemi Badenoch pa pé òfin kò fààyè gba àwọn ọmọ òhun láti di ọmọ Nàìjíríà

Kemi Badenoch, arábìnrin tó jẹ́ olórí ẹgbẹ́ òsèlú alátakò tí wọ́n ń pè ní Conservative Party ní orílẹ̀ èdè United…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 22, 2025

Maganar Kemi Badenoch na cewa ‘ya’yanta ba za su iya samun shaidar zama dan Najeriya ba karya ne

Kemi Badenoch, shugabar jam'iyyar masu ra'ayin rikau ta Burtaniya, ta yi ikirarin cewa ba za ta iya mika hakkinta na…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 22, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?