TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Ńgághárị́wé méré ńké Napel kà é bị́pụ́tárá dị́kà ọ́gbákọ́ ndị̀ ná-áchọ́ ńtọ́pụ̀ Nnamdi Kanu na-ngà
Share
Latest News
Kò sí ẹ̀rí tó sàfihàn pé Trump halẹ̀ pé òhun yóò ‘mu’ Tinubu láàárín wákàtí mẹrinlelogun
Evidence no dey sey Trump threaten to ‘capture’ Tinubu in 24 hours
Babu wata shaida da Trump ya yi barazanar ‘kama’ Tinubu a cikin sa’o’i 24
FACT CHECK: No evidence Trump threatened to ‘capture’ Tinubu in 24 hours
Anambra guber: Six misconceptions about BVAS, IREV voters should know
FACT CHECK: How true is ADC’s claim that FG is misleading Nigerians on reduced food prices?
Ṣé àwọn ọmọ ológun Nàìjíríà lo àwòrán tó ti pẹ́ gẹ́gẹ́bí àwòrán iṣẹ́ igbanisilẹ̀ tí wọ́n se láìpẹ́ yìí?
Na true sey di Nigerian army use old foto for recent rescue operation?
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Ńgághárị́wé méré ńké Napel kà é bị́pụ́tárá dị́kà ọ́gbákọ́ ndị̀ ná-áchọ́ ńtọ́pụ̀ Nnamdi Kanu na-ngà

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published October 22, 2025 2 Min Read
Share

Ótụ́ ihe ngosi na TikTok ekwuola na ìgwè mmadụ gbakọrọ maka ngagharị iwe na Abuja, bụ ndị na-achọ ka-atọpụ Nnamdi Kanu, onye ndú òtù Indegenous People of Biafra (IPOB) nke na-achọ nwere onwe ha.

E kesara ihe ngosi ahụ n’ubochi Monday, dịka ndị nkwado ngagharị iwe ahụ zukọtara.

Onye nọ n’isi nya bụ ngagharị iwe bụ Omoyele Sowore, onye isi oba ozi Sahara Reporters na onye zọburu ọkwa onye isiala Naijiria, onye nke na-ekwupụta kamgbe mbido afọ a mkpa odi ịtọhapụ Kanu na-ngá,

Site mgbe a kpọchiri Kanu na nga n’afọ 2021, ọ nọ n’ụlọ nga ndị Department of State Services(DSS), ebe osi aga ụlọ ikpe Federal High Court nke dị na Abuja.

“Nke a na-eme na Abuja,” isiokwu ihe ngosi TikTok ahụ dere.

Ịhe ngosi ahụ enwetala nkiri narị asatọ n’iri ano (840k views), nkwenye puku iri ise n’asaa na narị atọ (57.3k likes) n’ihe karịrị nkesa puku ise(5,000 shares).

E dere isiokwu ahụ n’ime ihe ngosi ahụ, ebe ihu Kanu ebe ọjị ọkọlọtọ ndị Biafra ma welie aka ya elu bụ nke etinyere n’ime ihe nkiri ahụ.

Ọtụtụ ndị na-eme ngagharị iwe na-azọ njem n’okporo ụzọ nke na-adịghị ka Abuja.

CableCheck chọpụtara na ndị ahụ nọ n’kme ihe ngosi a bu ọkọlọtọ Napel ka ha jị̀ were na-eme ngagharị iwe ahụ.

Nyocha ọzọ anyị mere gosiri na-ebiputara ihe ngosi ahụ n’ọnwa Septemba mgbe ndị ntorobịa mere ngagharị iwe na Napel.

Nke a bụ maka na ndi ọchịchị obodo ahụ nyere iwu gbabidoro ndị obodo Napel izisa ozi na ígwè soshal midia iri abụọ n’isii.

E mechara wepụ ngbachi ahụ dịka ngagharị iwe ahụ na-arị elu.

ŃCHỊ́KỌ́TÁ

Ihe ngosi ngagharị iwe ahụ si Napel, ọ bụghị ndị na-akpọ maka ntọhapụ Nnamdi Kanu.

TAGGED: #FreeNnamdiKanuNow protest, Igbo Factcheck, Napel, news in Igbo, Nnamdi Kanu

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu October 22, 2025 October 22, 2025
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print

POPULAR POSTS

Advertisement

Kò sí ẹ̀rí tó sàfihàn pé Trump halẹ̀ pé òhun yóò ‘mu’ Tinubu láàárín wákàtí mẹrinlelogun

Ọ̀rọ̀ kan sọ pé Donald Trump, ààrẹ orílẹ̀ èdè Amẹ́ríkà ti dúnkokò pé òhun yóò…

November 14, 2025

Evidence no dey sey Trump threaten to ‘capture’ Tinubu in 24 hours

One report don claim sey US President Donald Trump threaten to capture President Bola Tinubu…

November 14, 2025

Babu wata shaida da Trump ya yi barazanar ‘kama’ Tinubu a cikin sa’o’i 24

Wani rahoto ya bayyana cewa shugaban kasar Amurka Donald Trump ya yi barazanar kama shugaban…

November 14, 2025

FACT CHECK: No evidence Trump threatened to ‘capture’ Tinubu in 24 hours

A report claims that US President Donald Trump threatened to capture President Bola Tinubu within…

November 13, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Kò sí ẹ̀rí tó sàfihàn pé Trump halẹ̀ pé òhun yóò ‘mu’ Tinubu láàárín wákàtí mẹrinlelogun

Ọ̀rọ̀ kan sọ pé Donald Trump, ààrẹ orílẹ̀ èdè Amẹ́ríkà ti dúnkokò pé òhun yóò mú Bọ́lá Tinubu, ààrẹ orílẹ̀…

CHECK AM FOR WAZOBIA
November 14, 2025

Evidence no dey sey Trump threaten to ‘capture’ Tinubu in 24 hours

One report don claim sey US President Donald Trump threaten to capture President Bola Tinubu inside 24 hours and im…

CHECK AM FOR WAZOBIA
November 14, 2025

Babu wata shaida da Trump ya yi barazanar ‘kama’ Tinubu a cikin sa’o’i 24

Wani rahoto ya bayyana cewa shugaban kasar Amurka Donald Trump ya yi barazanar kama shugaban Bola Tinubu cikin sa’o’i 24…

CHECK AM FOR WAZOBIA
November 14, 2025

Ṣé àwọn ọmọ ológun Nàìjíríà lo àwòrán tó ti pẹ́ gẹ́gẹ́bí àwòrán iṣẹ́ igbanisilẹ̀ tí wọ́n se láìpẹ́ yìí?

Ní ọjọ́ ajé, àwọn òṣìṣẹ́ ológun orílẹ̀ èdè Nàìjíríà fi ọ̀rọ̀ kan síta pẹ̀lú àwọn àwòrán lórí àwọn ohun ìgbàlódé…

CHECK AM FOR WAZOBIA
November 5, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?