TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Ńgághárị́ íwe é gòsị̀rị̀ n’íhé ńkírí à ábụghị nà Ibadan kà ó mèrè
Share
Latest News
FRSC sị̀ nà íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ọ́rụ́ ha nà ónyé ọ̀kwà ụ́gbọ́àlà nà-ènwé ńsògbụ́ mèrè n’áfọ̀ 2020
FRSC sọ pé 2020 ni ìjà láàárín àwọn òṣìṣẹ́ àwọn àti onikẹkẹ maruwa tí áwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ ṣẹlẹ̀
Viral video wey show kasala between keke rider and our officers na from 2020, na so FRSC tok
Bidiyon bidiyo na arangama tsakanin direban babur, jami’an mu daga 2020, in ji FRSC
È nwélá ọ́nwụ́ ńdị́ ụ́kà nà Naijiria n’áfọ̀ 2025 kárị́á ọ́nụ́ ọ́gụ́gụ́ ndị́ Palestinian é gbụ́rụ́ na Gaza?
Na true sey dem kill Christians for Nigeria dis year pass Palestinians for Gaza?
Ǹjẹ́ àwọn ẹlẹ́sìn ìgbàgbọ́ tí wọ́n pa ní Nàìjíríà ju àwọn ọmọ Palestine tí wọ́n pa ní Gaza lọ ní 2025?
Yi Kiristoci da aka kashe a Nijeriya a 2025 sunfi na faltunawan dake Gaza?
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Ńgághárị́ íwe é gòsị̀rị̀ n’íhé ńkírí à ábụghị nà Ibadan kà ó mèrè

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published October 23, 2024 3 Min Read
Share

N’ụbọchị Tuesday, ụfọdụ ndị mmadụ na soshal midia kwuru na ndị na-eme ngagharị iwe na Ibadan gwara ndị mịlịtrị ka ha nara onye isi ala Bola Tinubu ọchịchị.

N’ihe nkiri otu nkeji ahụ, a hụrụ ka ụgbọala bù ụfọdụ ndị mịlịtrị ji nwayọ anyagharị n’okporo ụzọ, ebe ụfọdụ ndị na-eme ngagharị iwe nọ n’ihu ha.

A nụrụ ka otu olu nwoke na-ekwu “Tinubu ga-àlá. Anyị chọrọ ka ndị agha mịlịtrị were ọchịchị. A maghị m ihe égwù ji atụ ha.”

E kesaala nya bụ ihe nkiri na Facebook, Twitter, na WhatsApp.

Ótù onye na X, @SabinaNkiru, onye nwere ndị na-eso ya ruru puku iri n’otu (11,000) bipụtara nya bụ ihe ngosị nke isi okwu ọ dere bụ “Ndị ngagharị iwe na Ibadan agbabichiela ndị mịlịtrị ụzọ ha si agafe, ma jụọ ha ihe mere égwù ji atụ ha ịnara Tinubu ọchịchị.”

Mbiputa a enwetala nkiri karịrị otu puku na narị asaa (1,700) na ntụnye ọnụ iri n’asaa (17 quotes). Gụọ ya eba.

Onye ọzọ na X, @PrinceUjay, nwere ndị na-eso ya ruru puku iri anọ n’ise (45,000) biputakwara otu ihe nkiri ahụ, ma dee sị na “ọnọdụ ihe na Ibadan nwere ka ọ dizi, dịka ndị na-eme ngagharị iwe gbabichiri ụgbọala ndị mịlịtrị Naijiria, ma na-ayọ ha ka ha nara ọchịchị maka na ahụhụ akariala n’ọchịchị Tinubu.”

Ozi ahụ enwetala nkiri karịrị puku abụọ (2,000) ya na ntụnye ọnụ iri abụọ n’asaa (27 quotes), nke e chekwabara ebe a.

Ụfọdụ mbipụta otu okwu a bụ ndị e chekwabara ebe a n’ebe a.

ŃNYÒCHÁ

Nnyocha mbipụta ahụ gosịrị na otu onye na TikTok bụ @Mikkyforlife0 bụ onye mbụ bipụtara nya bụ ozị.

Ọchịchọ anyị mere n’otu asafe ahụ na TikTok gosịrị na onye a biputere nya bụ ihe ngosị n’ụbọchị abụọ nke ọnwa August nke afọ 2024, mgbe e mere ngagharị iwe EndBadGovernace na Naijiria.

Ngagharị iwe a megidere agụụ bụ nke e mere bido n’ụbọchị mbụ ruo ụbọchị iri nke ọnwa August nke afọ 2024 (August 1 -10).

Ọzọ kwa, ihe ngosị ndọrọndọrọ ọchịchị nke Asue Ighodalo, onye jiri parti PDP zọọ ọkwa gọ́vanọ̀ na Edo steeti, bụ nke a hụtara n’ihe ngosị ahụ.

Ndị a na-eme ngagharị iwe a nwere ngagharị ha n’okporo ụzọ gbara abụọ n’ihu ụlọ mmanụ Total Energies lorry park filling station nke dị na Benin.

Ụlọ mmanụ filling station bụ nke dị n’okporo ụzọ upper mission nke dị na Benin, Edo steeti.

 Ị́hé ngósị́ Google Earth nkè ókpóró úzò ébé ńyá bụ́ ńgághárị́ ị́wé mèrè nà Benin.

ŃCHỊ́KỌ́TÁ

Okwu na ndị na-eme ngagharị iwe na Ibadan gwara ndị mịlịtrị ka ha nara ọchịchị bụ àsị́. Nya bụ ihe nkiri bụ nke e sere na Benin mgbe e nwere ngagharị iwe EndBadGovernace na ọnwa August.

TAGGED: #EndBadGovernance protest, Edo state, fact check in Igbo, news in Igbo

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu October 23, 2024 October 23, 2024
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print
Leave a comment Leave a comment

Leave a Reply Cancel reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

POPULAR POSTS

Advertisement

FRSC sị̀ nà íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ọ́rụ́ ha nà ónyé ọ̀kwà ụ́gbọ́àlà nà-ènwé ńsògbụ́ mèrè n’áfọ̀ 2020

Ngalaba Federal Road Safety Corps (FRSC) akọwala n'ihe ngosi ebe onye ọ̀kwà ụgbọala ụkwụ atọ…

August 22, 2025

FRSC sọ pé 2020 ni ìjà láàárín àwọn òṣìṣẹ́ àwọn àti onikẹkẹ maruwa tí áwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ ṣẹlẹ̀

Àjọ tó ń rí sí ààbò àwọn awakọ̀, àwọn tí wọ́n ń rìn lójú ọ̀nà…

August 22, 2025

Viral video wey show kasala between keke rider and our officers na from 2020, na so FRSC tok

The Federal Road Safety Corps (FRSC) don describe one viral video wey show as keke…

August 22, 2025

Bidiyon bidiyo na arangama tsakanin direban babur, jami’an mu daga 2020, in ji FRSC

Hukumar kiyaye hadurra ta kasa (FRSC) ta bayyana wani faifan bidiyo da ke nuna wani…

August 22, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

FRSC sị̀ nà íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ọ́rụ́ ha nà ónyé ọ̀kwà ụ́gbọ́àlà nà-ènwé ńsògbụ́ mèrè n’áfọ̀ 2020

Ngalaba Federal Road Safety Corps (FRSC) akọwala n'ihe ngosi ebe onye ọ̀kwà ụgbọala ụkwụ atọ na ndị ọrụ ya na-enwe…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

FRSC sọ pé 2020 ni ìjà láàárín àwọn òṣìṣẹ́ àwọn àti onikẹkẹ maruwa tí áwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ ṣẹlẹ̀

Àjọ tó ń rí sí ààbò àwọn awakọ̀, àwọn tí wọ́n ń rìn lójú ọ̀nà tí ọkọ̀ ń rìn àti…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

Viral video wey show kasala between keke rider and our officers na from 2020, na so FRSC tok

The Federal Road Safety Corps (FRSC) don describe one viral video wey show as keke rider dey open eye for…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

Bidiyon bidiyo na arangama tsakanin direban babur, jami’an mu daga 2020, in ji FRSC

Hukumar kiyaye hadurra ta kasa (FRSC) ta bayyana wani faifan bidiyo da ke nuna wani direban babur mai uku yana…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?