TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Ndi n’eyi ọha egwu èkwùrù na ha ga atụ bọmbụ n’uno ụka niine?
Share
Latest News
Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró
Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal
No, Nigeria no send peace support mission go Israel
A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba
Ǹjẹ́ Tinubu àti Alexander Zingman lọ sí ilé-ìwé kan náà? Èyí ni ohun tí a mọ̀
Tinubu nà Alexander Zingman ọ̀ gàrà ótù ụ́lọ̀ákwụ́kwọ́? Lèé íhé ányị́ mà
Tinubu go di same school wit Alexander Zingman? Na wetin we sabi be dis
Shin Tinubu ya halarci makaranta daya da Alexander Zingman? Ga abin da muka sani
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Ndi n’eyi ọha egwu èkwùrù na ha ga atụ bọmbụ n’uno ụka niine?

Mmachukwu Anyakora
By Mmachukwu Anyakora Published June 17, 2022 3 Min Read
Share

Ihe onyonyo nkè gosiri Ayuba Elkana, kọmishọna ndị uwe ojii na Zamfara Steeti, apụtago ozoo na mgbasa ozi ọha nke ndị bekee n’akpoo “social media”.

O n’egosi ebe Elkana kwèrè na ọ natara akwụkwọ ozi iyi egwu nke ndị uwe ojii zitere sị ka emechie ụno ụka niine dị na Zamfara rụọ ọnwa àtó.

Ekere ihe onyonyo a na mgbasa ozi ọha dị iche iche, na nsonye Facebook, Twitter, WhatsApp.

Ubosi iri na anọ, n’ọnwa June, na afọ 2022, ihe onyonyo a putara na Facebook igosị na ndi uwe ojii kwere na ha natara akwụkwọ ozi nke sị ka emechie ụnụ ụka niine dị na obodo Naijiria ruo ọnwa àtó. 

Akaụntụ Facebook nke nwere mmadụ karịrị otú na ịrị na abụọ n’eso ya ahụgo ihe onyonyo a, opekempe ugboro otụ na iri isii na ise.

Ihe edere banyere ihe onyonyo a karịrị asaa na iri ise.

Ekere vidiyo a ugboro puku asato na abụọ. 

Nnyocha okwu ụfọdụ ndị na-atughi anya ndi oru Facebook Zukoro na ha nụrụ akụkọ ụgha nke sitere na vidiyo a na nkọwa okwu ya.

NCHOPUTA

Akwụkwọ akụkọ bu TheCable leru anya wéé chọpụta na vidiyo a dịgo na mgbasa ozi ọha nke anakpọ YouTube Kembe afọ 2021. 

Vidiyo a bu nke ekere na Zamfara mgbe Elkana gwara ndị nta akụkọ okwu ubosi ịrị atọ n’ọnwa Novemba, afọ 2021. 

Na Gusau bu isi mbido, Elkana gwara ndị nta akụkọ na onatara akwụkwọ ozi iyi egwu nke ndị ori enyo enyo dere si kaa emechie ụnụ ụka niine dị na Zamfara rụọ afọ atọ n’ihi ize ndụ ibido ha agha. 

Kọmishọna ndị uwe ojii kwuru si na ha amaghị ndị debere akwụkwọ ozi ahụ n’ihu ọnụ ụzọ ha.

Oge ndị ụlọ ọrụ nche na atụ atụmaatụ iche obodo ha, onye isi uwe ojii kwuru aha ụnụ ụka ndụ edere na akwụkwọ ozi iyi egwu nke dị na mpuga isi mbido nke ha g’ebụso agha oge ụka tupu afọ 2021 agwu.

TheCable kpọrọ Iliya Tsiga, onye bu onye isi mkpakọrịta ndị ụka na Naijiria (CAN) na Zamfara.

Na okwu ya, Tsiga si na vidiyo ahu bu nke ochie Kembe ọnwa Novemba 2021. 

Ọ si na onye ọbụna n’agbasa vidiyo a bu onye na eme ihe ọjọọ chọrọ esemokwu n’obodo. 

“Akwụkwọ ozi iyi egwu a bu nke edere ndị ụka niine noo na Zamfara,” Tsiga sara.

“Onwegi onye ha dere iche. Anyị na si ka ndị mmadụ leghara vidiyo na foto na agbasa ka ha me ihe omume ha kwa ụbọchị.”

IKPE

Vidiyo nkè a n’agbasa bu nke ochie sitere n’afọ 2021. 

Ihe ndị mmadụ n’ekwu na ndị ohi enyo enyo si ka uno ụka niine dị na Naijiria mechie rụọ ọnwa àtó abuhi eziokwu.

TAGGED: Ayuba Elkana, Iliya Tsiga, zamfara

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Mmachukwu Anyakora June 17, 2022 June 17, 2022
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print
Leave a comment Leave a comment

Leave a Reply Cancel reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

POPULAR POSTS

Advertisement

Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró

Ìròyìn lati inú fídíò Facebook kan sọ pé Nàìjíríà fi àwọn ọmọ ogun ránṣẹ́ sí…

June 28, 2025

Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal

Ótù ihe ngosị si na Facebook kwuru na Naijiria zipụrụ ndị agha ka ha gaa…

June 28, 2025

No, Nigeria no send peace support mission go Israel

One Facebook video claim sey Nigeria send soldiers go Israel for joint peace support mission.…

June 28, 2025

A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba

Wani faifan bidiyo na Facebook ya nuna cewa Najeriya ta tura dakaru domin aikin hadin…

June 28, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Rárá, Nàìjíríà kò fi àwọn ọmọ iṣẹ́ ológun rán sẹ sí Ísírẹ́lì láti dá rògbòdìyàn tó ń ṣẹlẹ̀ níbẹ̀ dúró

Ìròyìn lati inú fídíò Facebook kan sọ pé Nàìjíríà fi àwọn ọmọ ogun ránṣẹ́ sí orílẹ̀ èdè Ísírẹ́lì kí rògbòdìyàn…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal

Ótù ihe ngosị si na Facebook kwuru na Naijiria zipụrụ ndị agha ka ha gaa kwàdó udo na mba Isreal.…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

No, Nigeria no send peace support mission go Israel

One Facebook video claim sey Nigeria send soldiers go Israel for joint peace support mission. One male broadcaster wey dey…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

A’a, Najeriya ba ta tura tawagar taimakon zaman lafiya zuwa Isra’ila ba

Wani faifan bidiyo na Facebook ya nuna cewa Najeriya ta tura dakaru domin aikin hadin gwiwa na tallafawa zaman lafiya…

CHECK AM FOR WAZOBIA
June 28, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?