TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Ị́hé ńgósị́ ụ́lọ́ákwụ́kwọ́ Ghana gbáráọ́kụ́ ká á sị́ n’ọ́bụ́ ụ́lọ́ ụ́ká dị́ nà Naijiria
Share
Latest News
Video wey tok sey Nigerian church dey on fire na lie, na Ghana school
Bidiyon gobarar da ta faru a makarantar Ghana da aka bayyana karya a matsayin kona cocin Najeriya
Ghana ni ìṣẹ̀lẹ iná ní ilé ìwé kan tí àwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ kiri ti ṣẹlẹ̀, kìí se ilé ìjọsìn àwọn Kristẹni ní Nàìjíríà
FACT CHECK: Video of Ghanaian school fire incident falsely described as razed Nigerian church
RoundCheck to host poetry festival on media and information literacy on December 12
Ị́hé ńgósị́ ébé ńdị́ ụ́ká Naijiria jị́ égbè n’ụ́lọ́ ụ́ká ézị́ghị́ézị́
Hotunan da ke yawo na kiristocin Najeriya rike da makamai a coci suna yaudarar
Àwọn fọ́tò tó sàfihàn àwọn ọmọ Nàìjíríà ẹlẹ́sìn Kristẹni tí wọ́n di nnkan ìjà mọ́ra kò seé gbàgbọ́
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Ị́hé ńgósị́ ụ́lọ́ákwụ́kwọ́ Ghana gbáráọ́kụ́ ká á sị́ n’ọ́bụ́ ụ́lọ́ ụ́ká dị́ nà Naijiria

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published December 12, 2025 3 Min Read
Share
Fire incident | File photo

Ótú onye na TikTok ekwuola na ndị jihad a gbaala ụlọ ụka ọkụ na mpaghara ụ́gwụ́ nke Naịjiria.

@WakaWakaplanet jiri isi okwu kwụrụ — “mmekpa ahụ ndị ụka arikaricha elu na Naijiria” — were bipụta ihe ngosi ahụ na TikTok, n’ubochi abụọ nke ọnwa Novemba.

E jiri ozị ọzọ na-ekwu na “òtù ndị okpuperechi Allah a gbaala ụlọ ụka ọzọ ọkụ na Naijiria” were bipụta ihe ngosi ahụ.

N’ihe ngosi ahụ, ọtụtụ ụmụ agbobia ndị e chere na ha bụ ụmụ akwụkwọ, ndị yị ákwà akwụkwọ ọjị, ebe ndị ọzọ yị akwa ọcha na ọjị, ka a hụrụ ka ha na-ebe ákwá maka ọkụ ahụ na-gba nụ.

Ihe ngosi ahụ e nwetala ntụnye ọnụ otu narị (100 comments), nkesa otu narị n’iri isii (160 shares), na nkwenye otu nari (1,000 likes).

E bipụtara ihe ngosi ahụ ngwa ngwa onye ịsị ala mba US bụ Donald Trump gwara ndị agha obodo ya ka ha kwado maka obibia ha na Naijiria ịji memịla ndị omemekome na egbu ndị ụka.

Okwu Trump na-abịa ka mkpụrụ ụbọchị ole n’ole gachara dịka o kwuputachara Naijiria nke ugboro abụọ, dịka obodo dara iwu ịchekwa ótụ́ okpurechi maọbụ ọzọ nke a kpọrọ ‘country of particular concern’ n’ihi okwu na a na-egbu ndị okpuperechi ụka na Naijiria.

ŃNYÓCHÁ

CableCheck jiri ígwè nyocha Google Lens were nyocha akụkụ ihe ngosi ahụ ma chọpụta na ọtụtụ ọ́bá ozi ebipụtala ihe ngosi ahụ na Ghana kamgbe ụbọchị iri atọ n’otu nke ọnwa Ọktoba nke afọ 2025.

TV3 Ghana, oba ozi ihe onyonyo dị na Ghana, bipụtara ihe ngosi ahụ na Instagram.

Dịka TV3 Ghana kwụrụ, ọkụ ọgbụgba ahụ bụ na ụlọ akwụkwọ Kwapong Nursing Training College di na Asunafo south district nke mpaghara Ahafo na Ghana ka o mere.

Ọtụtụ ọ́bá nzisa ozi ndị ọzọ bipụtakwara ya bụ ihe ngosi ebe ụlọakwụkwọ ndị nọrsu ahụ na-agba ọkụ. Ị ga-ahuta ozi ndị ahụ ebe a, ebe a n’ebe a.

NCHỊ́KỌ́TÁ

Okwu na ndị jihad gbara ụlọ ụka ọkụ na Naijiria bụ asị, ihe ngosị ahụ bụ na Ghana ka ọ mere.

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu December 12, 2025 December 12, 2025
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print

POPULAR POSTS

Advertisement

Video wey tok sey Nigerian church dey on fire na lie, na Ghana school

One TikTok user claim sey jihadists burn church for di northern part of Nigeria. One…

December 12, 2025

Bidiyon gobarar da ta faru a makarantar Ghana da aka bayyana karya a matsayin kona cocin Najeriya

Wani mai amfani da TikTok ya yi ikirarin cewa mayakan jihadi sun lalata wata Coci…

December 12, 2025

Ghana ni ìṣẹ̀lẹ iná ní ilé ìwé kan tí àwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ kiri ti ṣẹlẹ̀, kìí se ilé ìjọsìn àwọn Kristẹni ní Nàìjíríà

Ẹnì kan tó ń lo TikTok, ibì kan lórí ayélujára tí áwọn ènìyàn ti máa…

December 12, 2025

FACT CHECK: Video of Ghanaian school fire incident falsely described as razed Nigerian church

A TikTok user claims that jihadists have razed a church in the northern part of Nigeria. The…

December 11, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Video wey tok sey Nigerian church dey on fire na lie, na Ghana school

One TikTok user claim sey jihadists burn church for di northern part of Nigeria. One TikTok user — @WakaWakaplanet —…

CHECK AM FOR WAZOBIA
December 12, 2025

Bidiyon gobarar da ta faru a makarantar Ghana da aka bayyana karya a matsayin kona cocin Najeriya

Wani mai amfani da TikTok ya yi ikirarin cewa mayakan jihadi sun lalata wata Coci a yankin arewacin Najeriya. Wani…

CHECK AM FOR WAZOBIA
December 12, 2025

Ghana ni ìṣẹ̀lẹ iná ní ilé ìwé kan tí àwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ kiri ti ṣẹlẹ̀, kìí se ilé ìjọsìn àwọn Kristẹni ní Nàìjíríà

Ẹnì kan tó ń lo TikTok, ibì kan lórí ayélujára tí áwọn ènìyàn ti máa ń fi àwòrán tàbí fídíò…

CHECK AM FOR WAZOBIA
December 12, 2025

Ị́hé ńgósị́ ébé ńdị́ ụ́ká Naijiria jị́ égbè n’ụ́lọ́ ụ́ká ézị́ghị́ézị́

Ka ndị omekome wakpochara ndị gara ụka na Christ Apostolic Church (CAC) dị na Oke Isegun n'obodo Eruku nke Kwara…

CHECK AM FOR WAZOBIA
December 4, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?