TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Íhé ńgósị́ ébé Trump nà-ákwàdó òkù màkà ńtọ́hàpụ́ Nnamdi Kanu nà ǹgá bụ̀ ádígbórójá
Share
Latest News
Ḿbà, Nwifuru àkwụ́sịghị́ ńdị́ kọ̀mị́shọnà ya ọ́rụ́ màkà nà há ábịaghị ńchètá ọ̀mụ́mụ́ nwá ya
No, Nwifuru no suspend officials becos dem no gree attend im pikin birthday party
Nwifuru kò dá àwọn òṣìṣẹ́ dúró lẹ́nu iṣẹ́ nítorí pé wọ́n kò wá sí ibi ayẹyẹ ọjọ́ ìbí ọmọ rẹ̀
A’a, Nwifuru bai dakatar da jami’ai ba saboda rashin halartar bikin ranar haihuwar yaro
Video wey show as ‘bridge collapse for Nasarawa’ na AI
AI ni wọ́n fi se fídíò afárá ti wọ́n ní ó wó ní Nasarawa
Íhé ńgósị́ ébé àkwà ḿmíri nà-ádà bụ̀ ǹkè é jìrì AI wòghárị́á
Bidiyon da ke nuna ‘gada ta rushe a Nasarawa’ AI ce ta samar
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Íhé ńgósị́ ébé Trump nà-ákwàdó òkù màkà ńtọ́hàpụ́ Nnamdi Kanu nà ǹgá bụ̀ ádígbórójá

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published March 2, 2025 3 Min Read
Share

Ótù asafe na Facebook, nke a kpọrọ Republicans for United States of Biafra, bipụtara ihe ngosị e meputara site na enyemaka ígwè nka n’ụzụ AI, ebe onye isi ala mba US na-akpọ maka ntọhapụ Nnamdi Kalu.

Asafe a, nke nwere ndị na-eso ya ruru puku iri abụọ na iri asaa (2,700 followers), biputara ihe ngosị ahụ n’ụbọchị iri n’itoolu nke ọnwa Febụwarị.

Ihe ngosị ahụ enwetala ihe karịrị nkiri puku iri abụọ (20,000 views), nkesa narị abụọ (200 shares), na ntụnye ọnụ iri anọ (40 comments), kámgbè e bipụtara ya.

N’ihe ngosị ahụ nke n’erughị otu nkeji, otu onye yiri Trump ka a nụrụ ebe ọ na-ekwu na ọ ga-atọpu Kanu, onye ǹdú otu na-chọ nnwere onwe ha bụ Indigenous Peoples of Biafra (IPOB), na nga.

A nụkwara ka Trump na-ekwu na ọchịchị ya ga-ahụ na “ndị Biafra” nwere onwe ha.

E mepere nya bụ asafe ebe ebiputara ihe ngosị a iji kwalịte ihe gbasara nkewa ndị na-azọ maka nnwere onwe ha.

N’ụbọchị iri n’asatọ nke ọnwa Febrụwarị, asafe a biputara ihe ngosị ejiri AI nwogharịa ebe Trump na-akwado ihe gbasara nkewa ndị n’azọ nnwere ọnwe ha na Naijiria.

ŃNYÒCHÁ

Nnyocha anyị mere gosịrị na nya bụ ihe ngosị ka e mere ka ọ dị ka onye isi ala mba US ọ na-ekwu ozi dị mkpa.

Ọnụ ya apụtachaghị ihe ofuma na nya bụ ihe ngosi, ebe ọ  bịara dịka atukwasara ihe ngosị ọzọ n’elu nya bụ ihe ngosị, iji gosi Trump dika ọ  na ekwu-okwu dị mkpa.

CableCheck chọpụtara na ejiri webusite ebe a na eji ìgwè AI emepụta ihe ngosị, site iji ihu ndị amara-amara, were mepụta ihe ngosị.

Webusite a, n’ekwe ka ndị mmadụ mepụta ihe ngosị site n’iji ịhụ ndị amara ọfuma dịka Trump, Elon Musk, ónyé ọgaranya na emepụta ìgwè nkà n’uzu, onye bụ bụrụ onye isiala mba US bu Barack Obama, Kanye West, onye ọgụ abụ nke mba US, na ndị ọzọ.

Webusite a na ekwekwa ka ndị mmadụ tinye okwu ndị ha chọrọ ka ihe ngosị ha kwuo.

MKPÉBỊ́

Ihe ngosị ebe Trump na-akpọ  maka nwere onwe Nnamdi Kanu bụ adigboroja.

TAGGED: Donald Trump, fact check in Igbo, IPOB, news in Igbo

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu March 2, 2025 March 2, 2025
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print
Leave a comment Leave a comment

Leave a Reply Cancel reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

POPULAR POSTS

Advertisement

Ḿbà, Nwifuru àkwụ́sịghị́ ńdị́ kọ̀mị́shọnà ya ọ́rụ́ màkà nà há ábịaghị ńchètá ọ̀mụ́mụ́ nwá ya

Ótù ozi na shoshal midia ekwuola na Francis Nwifuru, gọvanọ Ebonyi steeti, kwụsịrị ndị komịshọna…

August 1, 2025

No, Nwifuru no suspend officials becos dem no gree attend im pikin birthday party

One social media post claim sey Francis Nwifuru, govnor of Ebonyi, suspend 25 commissioners and…

August 1, 2025

Nwifuru kò dá àwọn òṣìṣẹ́ dúró lẹ́nu iṣẹ́ nítorí pé wọ́n kò wá sí ibi ayẹyẹ ọjọ́ ìbí ọmọ rẹ̀

Ọ̀rọ̀ kan lórí ohun ìgbàlódé íbaraẹnise orí ayélujára sọ pé Francis Nwifuru, gómìnà Ìpínlẹ̀ Ebonyi…

August 1, 2025

A’a, Nwifuru bai dakatar da jami’ai ba saboda rashin halartar bikin ranar haihuwar yaro

Wani rubutu da aka wallafa a dandalin sada zumunta ya yi ikirarin cewa Francis Nwifuru,…

August 1, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Ḿbà, Nwifuru àkwụ́sịghị́ ńdị́ kọ̀mị́shọnà ya ọ́rụ́ màkà nà há ábịaghị ńchètá ọ̀mụ́mụ́ nwá ya

Ótù ozi na shoshal midia ekwuola na Francis Nwifuru, gọvanọ Ebonyi steeti, kwụsịrị ndị komịshọna iri abụọ n'ise (25 commissioners)…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 1, 2025

No, Nwifuru no suspend officials becos dem no gree attend im pikin birthday party

One social media post claim sey Francis Nwifuru, govnor of Ebonyi, suspend 25 commissioners and oda appointees becos dem no…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 1, 2025

Nwifuru kò dá àwọn òṣìṣẹ́ dúró lẹ́nu iṣẹ́ nítorí pé wọ́n kò wá sí ibi ayẹyẹ ọjọ́ ìbí ọmọ rẹ̀

Ọ̀rọ̀ kan lórí ohun ìgbàlódé íbaraẹnise orí ayélujára sọ pé Francis Nwifuru, gómìnà Ìpínlẹ̀ Ebonyi dá àwọn kọmisọnna marundinlọgbọn àti…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 1, 2025

A’a, Nwifuru bai dakatar da jami’ai ba saboda rashin halartar bikin ranar haihuwar yaro

Wani rubutu da aka wallafa a dandalin sada zumunta ya yi ikirarin cewa Francis Nwifuru, gwamnan Ebonyi, ya dakatar da…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 1, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?