TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Íhé ńgósị́ ébé Tinubu nà-àbárá ńdị́ ná-ákpọ́ ókwú ya AI bụ̀ ǹkè é nwòghàrị̀rị̀ énwòghárị́
Share
Latest News
Bidiyon AI-gyara na Peter Obi ya amfani yana tallata dandalin saka hannun jari
Ị́hé ńgósị́ Peter Obi é jị̀rị̀ AI nwógháriá bụ̀ ńkè é jị̀-éré ọ́bá mmụ́bá égó
Dem use AI video of Peter Obi take advertise investment platform
AI ni wọ́n fi yí fídíò Peter Obi padà láti polówó ibi ìdókòwò kan
DISINFO ALERT: Obi dismisses photoshopped pictures with Donald Trump, MC Oluomo
FACT CHECK: AI-edited video of Peter Obi used to advertise investment platform
Mbà, á gághị̀ ágbáchị́bị́dó ákántụ̀ ńdị́ Naijiria n’énwéghị́ TIN sị́té Jánúwarị́ 2026
No, Nigerians without TIN no go lose dia bank accounts from January 2026
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Íhé ńgósị́ ébé Tinubu nà-àbárá ńdị́ ná-ákpọ́ ókwú ya AI bụ̀ ǹkè é nwòghàrị̀rị̀ énwòghárị́

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published August 30, 2025 2 Min Read
Share

Íhé ngosị ebe onyeisiala Bola Tinubu na
-àbárá ndị na-akpọ okwu ya AI apụtala ihe na soshal midia.

N’ihe ngosị otu nkeji ahụ, Tinubu kwuru na ndị niile na-akparị ya ga-enweta ntaramahụhụ ruru ha.

“Mara na bido taa gawa, mgbe ọbụla muonwe m bụ Bola Ahmed Tinubu bipụtara ozi, achọghị m ka ụnu maa mụ njakịrị maọbụ sị na ozi m bụ AI,” ozi ahụ kwuru.

“A bụ m nwoke dị ndụ na-eku ume, onye nke lụrụ ọgụ, gba odibo, ma tụọ àjà nye ala Naijiria. Onye ọbụla nwara-anwa de na ozi m bụ aka ọrụ AI ga-anata ntaramahụhụ maka mkparị ahụ. Anyị agaghị anabata agwa na ezighi-ezi nke yiri ihe ụkọchị.

“Na mgbakwunye ndị niile dị afọ iri atọ gbadawa, ghọta nụ nke a ọfụma na ụnụ agaghị akpọ m Tinubu, ụnụ ga-akpọ m onye isiala Bola Tinubu maọbụ mazi onyeisiala .

“Ọ bụghị mpako, ọ bụ iwu. Naijiria ga-alọghachita n’omenaala ikwanyere ndị okenye ugwu na nsọpụrụ. Ọ dila ka ọ ga-adị.”

WhatsApp gosịrị na e kesala nya bụ ozị ọtụtụ mgbe.

Ozi ahụ gosịrị na o sitere na asafe TikTok a kpọrọ @uncle_tarmie nke nwere ndị na-eso ya dị puku iri n’ise n’ụma narị ise (15.5k followers).

Ọchịchọ anyị mere n’asafe ahụ gosịrị n’ihe ngosị ahụ adịghịzi ebe ahụ.

Mana anyị hụrụ ọtụtụ ihe ngosị ebe Tinubu na-ekwu ihe ndị n’adịghị n’akwụkwọ n’asafe TikTok ahụ.

Ụfọdụ n’ime ha gụnyere “ụgwọ maka igbawa mmadụ obi nke gọọmenti ga-akwụ”, “onyeisi ala ekele David na Chioma”, “onyeisi ala abanye òtù Wizkid FC”.

N’agbanyeghị na onye ahụ kwuru na e jiri AI nwogharia ihe ngosị ndị ahụ, e kesala ya na soshal midia iji dughe ọtụtụ ndị.

E nwekwara ọtụtụ akụkọ ihe ngosị e jiri AI mepụta a kpọrọ “onye ụkọchukwu àgwà ọjọọ” dị na asafe ahụ.

“Ihe ngosị m bụ nke m jiri AI mepụta. E bụghị m n’uche iji ya dughe onye ọbụla,” nkọwa onye a ji TikTok ebipụta ozi dere.

TAGGED: Bola Tinubu, Factcheck in igbo, news in Igbo, Tinubu's AI

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu August 30, 2025 August 30, 2025
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print

POPULAR POSTS

Advertisement

Bidiyon AI-gyara na Peter Obi ya amfani yana tallata dandalin saka hannun jari

Bidiyon da ke nuna Peter Obi, dan takarar shugaban kasa na jam'iyyar kwadago (LP) a…

September 24, 2025

Ị́hé ńgósị́ Peter Obi é jị̀rị̀ AI nwógháriá bụ̀ ńkè é jị̀-éré ọ́bá mmụ́bá égó

Ị́hé ngosi ebe Peter Obi, onye jiri Labour Party zọ ọkwa onye ịsị ala na…

September 24, 2025

Dem use AI video of Peter Obi take advertise investment platform

One video wey show as Peter Obi, presidential candidate of di Labour Party (LP) for…

September 24, 2025

AI ni wọ́n fi yí fídíò Peter Obi padà láti polówó ibi ìdókòwò kan

Fídíò kan tí ó ní Peter Obi, olùdíje fún ipò Ààrẹ orílẹ̀ èdè Nàìjíríà nínú…

September 24, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Bidiyon AI-gyara na Peter Obi ya amfani yana tallata dandalin saka hannun jari

Bidiyon da ke nuna Peter Obi, dan takarar shugaban kasa na jam'iyyar kwadago (LP) a zaben 2023, yana tallata wani…

CHECK AM FOR WAZOBIA
September 24, 2025

Ị́hé ńgósị́ Peter Obi é jị̀rị̀ AI nwógháriá bụ̀ ńkè é jị̀-éré ọ́bá mmụ́bá égó

Ị́hé ngosi ebe Peter Obi, onye jiri Labour Party zọ ọkwa onye ịsị ala na 2023, na-ágwá ndị mmadụ ka…

CHECK AM FOR WAZOBIA
September 24, 2025

Dem use AI video of Peter Obi take advertise investment platform

One video wey show as Peter Obi, presidential candidate of di Labour Party (LP) for di 2023 elections, dey allegedly…

CHECK AM FOR WAZOBIA
September 24, 2025

AI ni wọ́n fi yí fídíò Peter Obi padà láti polówó ibi ìdókòwò kan

Fídíò kan tí ó ní Peter Obi, olùdíje fún ipò Ààrẹ orílẹ̀ èdè Nàìjíríà nínú ẹgbẹ́ òsèlú Labour Party (LP)…

CHECK AM FOR WAZOBIA
September 24, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?