TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Íhé ńgósị́ ébé Thomas Partey tàrà ị́kpa óké àgbụ̀rụ̀ ụ́tá maka íkpé àkwàmìkó n’íké bụ̀ áká ọ́rụ AI
Share
Latest News
FRSC sị̀ nà íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ọ́rụ́ ha nà ónyé ọ̀kwà ụ́gbọ́àlà nà-ènwé ńsògbụ́ mèrè n’áfọ̀ 2020
FRSC sọ pé 2020 ni ìjà láàárín àwọn òṣìṣẹ́ àwọn àti onikẹkẹ maruwa tí áwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ ṣẹlẹ̀
Viral video wey show kasala between keke rider and our officers na from 2020, na so FRSC tok
Bidiyon bidiyo na arangama tsakanin direban babur, jami’an mu daga 2020, in ji FRSC
È nwélá ọ́nwụ́ ńdị́ ụ́kà nà Naijiria n’áfọ̀ 2025 kárị́á ọ́nụ́ ọ́gụ́gụ́ ndị́ Palestinian é gbụ́rụ́ na Gaza?
Na true sey dem kill Christians for Nigeria dis year pass Palestinians for Gaza?
Ǹjẹ́ àwọn ẹlẹ́sìn ìgbàgbọ́ tí wọ́n pa ní Nàìjíríà ju àwọn ọmọ Palestine tí wọ́n pa ní Gaza lọ ní 2025?
Yi Kiristoci da aka kashe a Nijeriya a 2025 sunfi na faltunawan dake Gaza?
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Íhé ńgósị́ ébé Thomas Partey tàrà ị́kpa óké àgbụ̀rụ̀ ụ́tá maka íkpé àkwàmìkó n’íké bụ̀ áká ọ́rụ AI

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published July 11, 2025 4 Min Read
Share

Ótù ihe ngosị ebe Thomas Partey, onye midfielder na onye na-akụrụ Arsnal bọọlụ, nà-àtá ị́kpa óké àgbụ̀rụ̀ ụ́tá maka íkpé ịkwaso nwanyị iko n’ike apụtala ihe na soshal midia.

N’ihe ngosị ahụ, ólú nke atụkwasara n’elu ihe ngosị Partey ebe o na-ekwu na ebubo akwamiko n’ike e bòrò ya bụ maka na ọ jụrụ ka nya na Arsenal banye na nkwekọrịta akum bọọlụ ọhụrụ.

“E meghị m ya, otela mgbe ha jiri chọọ ibo m na á kwasoro m nwanyị iko n’ike, mana ihe a bụ ihe na-eme mgbe ị bụ onye agbụrụ ojii ma jụ ịbanye na nkwekọrịta ọhụrụ,” olu ahụ kwụrụ.

“Mana ọ ga akara m mma na a gara m nga kama m ga akụrụ Arsenal bọọlụ ọzọ.”

E bipụtara ịhe ngosị ahụ na X, Facebook na TikTok.

CableCheck chọpụtara na ọtụtụ ihe ngosị dị ka ya sì sitere n’asafe TikTok a kpọrọ @sserona12.

Asafe a, nke nwere ndị na-eso ya dị ótù pụku narị na iri ise (150,000 followers), bipụtara nya bụ ihe ngosị n’ụbọchị Saturday.

A screenshot of the video on TikTok

Isi okwu ya kwuru: “Thomas Partey bụ onye ana-ebo ebubo na ọ kwasoro nwanyị ịko n’ike”.

Ihe ngosị ahụ enwetala nkiri karịrị nde ise (50 million views).

E bipụtakwara ihe ngosị ahụ ebe a, n’ebe a.

Ihe ngosị a pụtara ìhè dịka a kpọpụrụ Partey ụlọ ikpe n’ebubo ise na ọ kwasoro nwanyị iko n’ike nakwa na ọ kpasoro ụmụ nwanyị omume dịka ọ̀ chọ̀rọ̀ ịkwasoya ha iko n’ike.

Dịka ndị uwe ojii UK kwuru, o mere mpụ ndị a n’etiti afọ 2021 na 2022.

Ebubo a metụtara ụmụ nwanyị atọ ndị kwuru na nya bụ nwaamaadị kwasoro ha iko n’ike.

Partey ga-apụta n’ihu ụlọ ikpe Westminster Magistrates Court n’ụbọchị ise nke ọnwa August.

Nkwekọrịta nke Partey na Arsenal nwere bịara na njedebe n’ụbọchị iri atọ nke ọnwa June nke afọ 2025.

Akụkọ àsị̀rị̀ kọ̀rọ̀ nà nkwekọrịta nke Partey na nya bụ òtù akum bọọlụ nọ́ nà North London nwere ḿgbátị́. Nke a pụtara na Partey enweghị òtù ọbụla ọ na-akụrụ bọọlụ.

ŃNYÒCHÁ

CableCheck chọpụtara na ọnụ Partey n’ihe ngosị ahụ apụtachaghị ihe ọfụma. Nke pụtara na e jiri olu dịka nke ya were nwogharịa ihe ngosị ahụ.

Ịmata ebe e sere ihe ngosị nke ezigbo ya, CableCheck jiri Ngwa ọrụ Google Lens were nyochaa ya.

Anyị chọpụtara na e bipụtara ihe ngosị nke ezigbo ya Instagram n’ụbọchị asatọ nke ọnwa October nke afọ 2020, nwantiti oge ọ kwụsịrị nkwekọrịta ya na Atletico Madrid, ma kweta ịkụrụ Arsenal bọọlụ.

Na ihe ngosị nke ezigbo, Partey na-agwa ndị nsoye Arsenal na óbì dị ya ụtọ ịgbara òtù ahụ bọọlụ.

Ụfọdụ ọba nzisa ozi bipụtara nya bụ ihe ngosị.

Mfokasị anyị mere gosịrị na Partey atụnyebeghị ọnụ na ebubo akwamiko n’ike e boro ya.

ŃCHỊ́KỌ́TÁ

Ihe ngosị ebe Partey na-ebo okwu gbasara akwamiko asị n’omere n’elu ịkpa oke agbụrụ bụ

Ihe ngosị ebe Thomas Partey tàrà ị́kpa óké àgbụ̀rụ̀ ụ́tá maka ikpe akwamiko n’ike ya bụ̀ nke ejiri AI nwogharịa.

TAGGED: fact check in Igbo, news in Igbo, Thomas Partey

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu July 11, 2025 July 11, 2025
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print

POPULAR POSTS

Advertisement

FRSC sị̀ nà íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ọ́rụ́ ha nà ónyé ọ̀kwà ụ́gbọ́àlà nà-ènwé ńsògbụ́ mèrè n’áfọ̀ 2020

Ngalaba Federal Road Safety Corps (FRSC) akọwala n'ihe ngosi ebe onye ọ̀kwà ụgbọala ụkwụ atọ…

August 22, 2025

FRSC sọ pé 2020 ni ìjà láàárín àwọn òṣìṣẹ́ àwọn àti onikẹkẹ maruwa tí áwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ ṣẹlẹ̀

Àjọ tó ń rí sí ààbò àwọn awakọ̀, àwọn tí wọ́n ń rìn lójú ọ̀nà…

August 22, 2025

Viral video wey show kasala between keke rider and our officers na from 2020, na so FRSC tok

The Federal Road Safety Corps (FRSC) don describe one viral video wey show as keke…

August 22, 2025

Bidiyon bidiyo na arangama tsakanin direban babur, jami’an mu daga 2020, in ji FRSC

Hukumar kiyaye hadurra ta kasa (FRSC) ta bayyana wani faifan bidiyo da ke nuna wani…

August 22, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

FRSC sị̀ nà íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ọ́rụ́ ha nà ónyé ọ̀kwà ụ́gbọ́àlà nà-ènwé ńsògbụ́ mèrè n’áfọ̀ 2020

Ngalaba Federal Road Safety Corps (FRSC) akọwala n'ihe ngosi ebe onye ọ̀kwà ụgbọala ụkwụ atọ na ndị ọrụ ya na-enwe…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

FRSC sọ pé 2020 ni ìjà láàárín àwọn òṣìṣẹ́ àwọn àti onikẹkẹ maruwa tí áwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ ṣẹlẹ̀

Àjọ tó ń rí sí ààbò àwọn awakọ̀, àwọn tí wọ́n ń rìn lójú ọ̀nà tí ọkọ̀ ń rìn àti…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

Viral video wey show kasala between keke rider and our officers na from 2020, na so FRSC tok

The Federal Road Safety Corps (FRSC) don describe one viral video wey show as keke rider dey open eye for…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

Bidiyon bidiyo na arangama tsakanin direban babur, jami’an mu daga 2020, in ji FRSC

Hukumar kiyaye hadurra ta kasa (FRSC) ta bayyana wani faifan bidiyo da ke nuna wani direban babur mai uku yana…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?