TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Íhé ńgósị́ ébé Peter Obi nà MC Oluomo kwụ̀ n’ákụ̀kụ̀ ònwé ha bụ̀ adịgbọrọja
Share
Latest News
FACT CHECK: No evidence US struck Burkina Faso with missiles
FRSC sị̀ nà íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ọ́rụ́ ha nà ónyé ọ̀kwà ụ́gbọ́àlà nà-ènwé ńsògbụ́ mèrè n’áfọ̀ 2020
FRSC sọ pé 2020 ni ìjà láàárín àwọn òṣìṣẹ́ àwọn àti onikẹkẹ maruwa tí áwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ ṣẹlẹ̀
Viral video wey show kasala between keke rider and our officers na from 2020, na so FRSC tok
Bidiyon bidiyo na arangama tsakanin direban babur, jami’an mu daga 2020, in ji FRSC
È nwélá ọ́nwụ́ ńdị́ ụ́kà nà Naijiria n’áfọ̀ 2025 kárị́á ọ́nụ́ ọ́gụ́gụ́ ndị́ Palestinian é gbụ́rụ́ na Gaza?
Na true sey dem kill Christians for Nigeria dis year pass Palestinians for Gaza?
Ǹjẹ́ àwọn ẹlẹ́sìn ìgbàgbọ́ tí wọ́n pa ní Nàìjíríà ju àwọn ọmọ Palestine tí wọ́n pa ní Gaza lọ ní 2025?
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Íhé ńgósị́ ébé Peter Obi nà MC Oluomo kwụ̀ n’ákụ̀kụ̀ ònwé ha bụ̀ adịgbọrọja

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published November 19, 2024 2 Min Read
Share

Ihe ngosị ebe Peter Obi, onye zọrọ ọkwa onyeisi ala n’okpuru otu Labor Party n’afọ 2023, na-ekele Musiliu Akinsanya, onye a mara dịka MC Oluomo, apụtala ihe na social media.

Oluomo were oche dịka onye isi ụlọ ọrụ na-ahụ maka ụgbọala na Naijiria bụ National Union of Road Transport Workers (NURTW) n’ụbọchị iri na otu nke ọnwa Novemba.

Na ihe nkiri ahụ e kesara na WhatsApp, a hụrụ ka Obi kwụ n’akụkụ Oluomo, onye yi ákwà Agbada uwe ọcha.

picture 1

Ihe ngosị ahụ nke e kwuru na e biputara n’asafe Instagram a kpọrọ Goldmyne TV, bụ nke e jiri isi okwu na-ekwuputa ebumnobi inwe ezi mmekọ n’etiti nya na Oluomo.

Picture 2

“Peter Obi ekelela MC Oluomo, kwe nkwa na ya na onye isi ọhụrụ ụlọrụ NURTW ga arụkọ,” ozi ahụ kwuru.

ÍNYÒCHÀ ÓKWÚ À

TheCable jiri ngwa ọrụ teknuzu Reverse Image Search nyochaa nya bụ ihe ngosị, ma chọpụta na ákwà Oluomo yì bụ nke ó yì ụbọchị o bidoro ọrụ dịka onye ịsị ụlọ ọrụ NURTW.

TheCable chọpụtakwara na o nwebeghị ezigbo ụlọ mgbasa ozi bipụtara nya bụ ihe ngosị.

Nnyocha anyị mere n’asafe Instagram ahụ gosịrị na o nweghị ihe mbipụta dị otu ahụ n’asafe ha.

Nnyocha ọzọ anyị jiri ngwa ọrụ a kpọrọ Fotoforensic mee gosịrị na e nwere ihe dị iche n’akụkụ ákwà Oluomo na nke Obi.

Anyị chọpụtara na ihe niile nọ na ihe ngosị nke a nwere akụkụ ọcha.
Nke a putara na asafe Instagram ahụ bụ nke e ji ngwa ọrụ ńwògharị ihe nkiri a na-akpọ Photoshop wogharịa — n’ihi na ọ nwere àgwà dị iche iche.

Ị nwere ike ịhụta nsọnaazụ nnyocha ahụ ebe a.

ŃCHỊ́KỌ́TÁ

Ihe ngosị ebe Peter Obi na-ekele Oluomo bụ̀ nke e jiri ngwa ọrụ Photoshop rụ́.

TAGGED: Factcheck in igbo, Igbo news in igbo, MC oluomo, peter obi

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu November 19, 2024 November 19, 2024
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print
Leave a comment Leave a comment

Leave a Reply Cancel reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

POPULAR POSTS

Advertisement

FACT CHECK: No evidence US struck Burkina Faso with missiles

A social media user has claimed that United States missiles hit Burkina Faso, prompting Ibrahim…

August 27, 2025

FRSC sị̀ nà íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ọ́rụ́ ha nà ónyé ọ̀kwà ụ́gbọ́àlà nà-ènwé ńsògbụ́ mèrè n’áfọ̀ 2020

Ngalaba Federal Road Safety Corps (FRSC) akọwala n'ihe ngosi ebe onye ọ̀kwà ụgbọala ụkwụ atọ…

August 22, 2025

FRSC sọ pé 2020 ni ìjà láàárín àwọn òṣìṣẹ́ àwọn àti onikẹkẹ maruwa tí áwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ ṣẹlẹ̀

Àjọ tó ń rí sí ààbò àwọn awakọ̀, àwọn tí wọ́n ń rìn lójú ọ̀nà…

August 22, 2025

Viral video wey show kasala between keke rider and our officers na from 2020, na so FRSC tok

The Federal Road Safety Corps (FRSC) don describe one viral video wey show as keke…

August 22, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

FRSC sị̀ nà íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ọ́rụ́ ha nà ónyé ọ̀kwà ụ́gbọ́àlà nà-ènwé ńsògbụ́ mèrè n’áfọ̀ 2020

Ngalaba Federal Road Safety Corps (FRSC) akọwala n'ihe ngosi ebe onye ọ̀kwà ụgbọala ụkwụ atọ na ndị ọrụ ya na-enwe…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

FRSC sọ pé 2020 ni ìjà láàárín àwọn òṣìṣẹ́ àwọn àti onikẹkẹ maruwa tí áwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ ṣẹlẹ̀

Àjọ tó ń rí sí ààbò àwọn awakọ̀, àwọn tí wọ́n ń rìn lójú ọ̀nà tí ọkọ̀ ń rìn àti…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

Viral video wey show kasala between keke rider and our officers na from 2020, na so FRSC tok

The Federal Road Safety Corps (FRSC) don describe one viral video wey show as keke rider dey open eye for…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

Bidiyon bidiyo na arangama tsakanin direban babur, jami’an mu daga 2020, in ji FRSC

Hukumar kiyaye hadurra ta kasa (FRSC) ta bayyana wani faifan bidiyo da ke nuna wani direban babur mai uku yana…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?