TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Íhé ńgósị́ ébé ndị́ ómékómè nà-éwèghárá ụ́gbọ́àlà ndị́ ághá sì Burkina Faso
Share
Latest News
Burkina Faso ni ìṣẹ̀lẹ̀ nínú fídíò tó sàfihàn àwọn agbébọn pẹ̀lú ọkọ̀ ogun jíjà ti ṣẹlẹ̀ — kìí se Nàìjíríà
Bidiyon da ke nuna yan ta’adda na kwace motoci masu sulke daga Burkina Faso – BA Najeriya ba
FACT CHECK: Video showing gunmen seizing armoured vehicle from Burkina Faso — NOT Nigeria
Viral post wey claim sey dem don pass ‘Cybercrimes Act 2025’ no correct
Ózí na-ekwu nà é mepụ̀tálá ìwú megidere cybercrime bụ̀ àsị́
Irọ́ ni fídíò tó sọ pé Nàìjíríà ti sọ ‘Cybercrimes Act, 2025’ di òfin
Hoton hoto hoto ko bidiyo mai zagaya yanar gizo da sauri akan hanyar ”Dokar Laifukan gizo 2025′ karya ce
Fídíò Tinubu níbi tí ó ti ń rọ́ kẹ̀kẹ̀ mọ̀ àwọn ọmọ Nàìjíríà nítorí pé wọ́n pe ọ̀rọ̀ rẹ̀ ní AI kìí se òótọ́
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Íhé ńgósị́ ébé ndị́ ómékómè nà-éwèghárá ụ́gbọ́àlà ndị́ ághá sì Burkina Faso

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published September 2, 2025 3 Min Read
Share

Ótù ihe ngosi ebe ndị ojiegbe egbu na-ákụ̀rụ́ ụgbọala ndị agha bụ nke ndị ji soshal midia ebipụta ozi sịrị na o mere na Naijiria.

Ihe ngosi a nke e kesara ọfuma na Facebook bụ nke e jiri were gosi ọnọdụ nchekwa Naijiria.

N’ụbọchị iri n’otu nke ọnwa August, otu onye  na Facebook a kpọrọ “Urhobo One Love” bipụtara ozị ba-egosi ndị omekome ka ha na e weghara ụgbọala ndị agha.

“A sịrị na ha bụ ndị ńtá na ndị na-akọ ụgbọ,” asafe ahụ dere dịka isiokwu ihe ngosi ahụ.

N’agbanyeghị na asafe ahụ-ekwughị ebe nya bụ ihe mere, ndị na-eso ya kwụrụ na ọ sitere na Naijiria.

“Ndị agha Naijiria e nweghịdi ụdị ụgbọala eji-aga agha dị otu a, otu onye na Facebook tụnyere ọnụ na ihe ngosi ahụ e bipụtara.

CableCheck chọpụtara na-ekesala ihe ngosi ahụ na ọtụtụ asafe na soshal midia.

Onye ọzọ ji Facebook ezisa ozi a kpọrọ “Debra O Kalus” bipụtakwara ozi ahụ ma dee si na obodo ndị dị na Kwara ka ndị omekome a kpọrọ “bookham terroris awakporo.

“Ndị omekome Bookham na-awakpo obodo na ahịa ndị Yoruba dị na Kwara nke otu Naijiria,” onye a bipụtara dịka isiokwu ihe ngosi ahụ.

Asafe ọzọ a kpọrọ “NIGERIANS” nke nwere ndị na-eso ya karịrị puku narị anọ (400,0000 followers), bipụtara ihe ngosi ahụ ma dee si na “Enweghị nchekwa na Naijiria, ndị omekome na-egosi ụgbọala ha ji eme-mpu. Ndị uweoji Naijiria na ndị militri.”

A hutara ihe ngosi ahụ ebe a n’ebe a.

ŃNYÒCHÁ

CableCheck jiri ígwè nyocha Google Lens were nyocha akụkụ ihe ngosi ahụ ma chọpụta na ihe ahụ mere n’afọ 2024 n’obodo Burkina Faso.

Ihe ngosi n’ozi si na ọtụtụ ọ́bá ozi gosiri n’ubochi asaato nke ọnwa August n’afọ 2024, ụfọdụ ndị omekome nke sitere n’òtù  al-Qaeda nke a kpọrọ Jama’at Nusrat ul-Islam wa al-Muslimin (JNIM), lusoro ndị agha militri ọgụ na ndịda ọwụwa anyanwụ nke obodo Burkina Faso.

Oge ahụ, ndị omekome ahụ ka a sịrị na ha gburu ndị agha obodo ahụ ruru otu narị (100 soldiers) ma wenari ụgbọala ha.

E bipụtara ozị ahụ ebe a n’ebe a.

Ihe ndị nọ na ihe ngosi ebe ndị omekome  ahụ gburu ndị agha obodo Burkina Faso bụ otu ihe dịka ihe ngosi nke ahutara ugbua  na soshal midia.

E bipụtakwara ihe ngosi ahụ n’ụzọ ọzọ ebe a.

NCHỊ́KỌ́TÁ

Íhé ngosi ebe ndị omekome na e weghara ụgbọala ndị agha esiteghi na Naijiria kama osi Burkina Faso.

TAGGED: Burkina Faso, fact check in Igbo, news in Igbo, seized armoured vehicles

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu September 2, 2025 September 2, 2025
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print

POPULAR POSTS

Advertisement

Burkina Faso ni ìṣẹ̀lẹ̀ nínú fídíò tó sàfihàn àwọn agbébọn pẹ̀lú ọkọ̀ ogun jíjà ti ṣẹlẹ̀ — kìí se Nàìjíríà

Àwọn ènìyàn kan tí wọ́n ń lo ohun íbaraẹnise orí ayélujára tí sọ pé fidio…

September 2, 2025

Bidiyon da ke nuna yan ta’adda na kwace motoci masu sulke daga Burkina Faso – BA Najeriya ba

Wani faifan bidiyo da ke nuna yadda wasu ‘yan bindiga ke karbar motocin sulke na…

September 2, 2025

FACT CHECK: Video showing gunmen seizing armoured vehicle from Burkina Faso — NOT Nigeria

A video depicting some gunmen taking over armoured vehicles has been attributed to an incident…

September 1, 2025

Viral post wey claim sey dem don pass ‘Cybercrimes Act 2025’ no correct

One post for social media platforms claim sey di national assembly don pass di “Cybercrimes…

August 30, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Burkina Faso ni ìṣẹ̀lẹ̀ nínú fídíò tó sàfihàn àwọn agbébọn pẹ̀lú ọkọ̀ ogun jíjà ti ṣẹlẹ̀ — kìí se Nàìjíríà

Àwọn ènìyàn kan tí wọ́n ń lo ohun íbaraẹnise orí ayélujára tí sọ pé fidio kan tí ó sàfihàn àwọn…

CHECK AM FOR WAZOBIA
September 2, 2025

Bidiyon da ke nuna yan ta’adda na kwace motoci masu sulke daga Burkina Faso – BA Najeriya ba

Wani faifan bidiyo da ke nuna yadda wasu ‘yan bindiga ke karbar motocin sulke na da alaka da wani lamari…

CHECK AM FOR WAZOBIA
September 2, 2025

FACT CHECK: Video showing gunmen seizing armoured vehicle from Burkina Faso — NOT Nigeria

A video depicting some gunmen taking over armoured vehicles has been attributed to an incident in Nigeria by some social…

Fact Check
September 1, 2025

Viral post wey claim sey dem don pass ‘Cybercrimes Act 2025’ no correct

One post for social media platforms claim sey di national assembly don pass di “Cybercrimes Act 2025” into law. Dem…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 30, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?