TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ǹché nà-ákpáká ụ́lọ̀ ésiteghị nà south-east
Share
Latest News
RoundCheck to host poetry festival on media and information literacy on December 12
Ị́hé ńgósị́ ébé ńdị́ ụ́ká Naijiria jị́ égbè n’ụ́lọ́ ụ́ká ézị́ghị́ézị́
Hotunan da ke yawo na kiristocin Najeriya rike da makamai a coci suna yaudarar
Àwọn fọ́tò tó sàfihàn àwọn ọmọ Nàìjíríà ẹlẹ́sìn Kristẹni tí wọ́n di nnkan ìjà mọ́ra kò seé gbàgbọ́
Viral foto wey show as Nigerian Christians dey cari gun for church dey mislead pipu
FACT CHECK: Viral photos of Nigerian Christians bearing arms in churches are misleading
Da’awar cewa Davido da Chioma suna tsammanin ɗansu na uku karya ne
Òótọ́ kọ́ ni ọ̀rọ̀ tó sọ pé Davido àti Chioma ń gbaradì fún ọmọ wọn kẹta
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ǹché nà-ákpáká ụ́lọ̀ ésiteghị nà south-east

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published August 7, 2025 3 Min Read
Share

Ótù onye na Facebook ekwuola na ihe ngosị ebe mmadụ na-agbaka ụlọ obibi mmadụ mere na south-east.

N’ụbọchị iri abụọ n’isii nke ọnwa Julaị, Uche Nworah, onye ji Facebook ebipụta ozị, jiri ihe ngosị were kwupụta ótú “àgwà tigbuo zogbuo” si arị elu na south-east n’aha na a “na-ememila enweghị nchekwa”.

“Anyị emeputala omenala tigbuo zọgbuo na oghere ime mpụ na mpaghara south-east n’aha n’anyị na-ememila enweghị nchekwa. Onye ọbụla nwere egbe nke kpuchiri ịsị ya nweziri ike ịwakpo mmadụ n’ụlọ ya, ma mee ihe n’adịghị mma dịka anyị hụrụ na ihe ngosị a,” isiokwu ihe ngosị ahụ dere.

“Enweghị ụzọ ziri ezi ejizi eme ihe, ùgwù ndị mmadụ bụzi nke anaghịzị asọpụrụ. Kedu mgbe ihe ndị a ga-akwụsị? Ọ bụrụkwanụ na ụmụaka nọ n’ụlọ ahụ.”

A screenshot of the Facebook post

Ozi ahụ nwetara ntụnye ọnụ karịrị narị abụọ, nkwenye narị anọ na nkesa iri anọ n’asatọ.

Onye a, bipụtara ozi a n’ihu nnukwu enweghị nchekwa ana ahụta n’ufọdụ mpaghara south-east.

ŃNYÒCHÁ

CableCheck jiri ngwa ọrụ Google Lens were nyochaa akụkụ ihe ngosị ahụ nke Nworah bipụtara ma chọpụta na otu onye akpọrọ @MichealFrosh32 bụrụ ụzọ bipụta nya bụ ihe ngosị na X n’ụbọchị iri abụọ n’ise nke ọnwa Julaị.

Onye a ji X ebipụta ozi, kwụrụ na ndị uwe ojii n’aha “operation flush” na Adọ Ekiti, wakporo ụlọ mmadụ na okporo ụzọ Adebayo nke dị na isi obodo Ekiti steeti.

A screenshot of the X post

“Taa, ndị uweoji ‘operation flush’ nwara izu ohi n’ihu onye ọbụla n’okporo ụzọ Adebayo dị na Adọ Ekiti, site na-ịwakpo ụlọ ahụ n’ike.
Nke a abụghị mbụ ha na-eme ihe dị ótú a, mana taa, anyị nwere ihe akaebe iji kwuru ọnụ anyị,” onye a dere na X.

N’ihe ngosị ahụ, otu n’ime ndị uweoji ahụ yi ákwà oji e dere “special force”.

Ozi ahụ kpalitere ọtụtụ ntụnye ọnụ na X, ebe ndị uweoji tụnyere ọnụ na nya bụ ihe ngosị.

Ka ótù ụbọchị e jiri bipụta ihe ngosị ahụ gasịrị, ndị uweoji Ekiti steeti bipụtara ozi na onweghị ngalaba ọbụla a na-akpọ “operation flush” dịka ihe ngosi X ahụ kwụrụ.

Na mbiputa ahụ, Abutu Sunday, onye nkwuchịta ọnụ ndị uweoji na Ekiti, kwuru na Joseph Eribo, onye komịshọna uweoji na steeti ahụ, enyela iwu ka-enyocha ebe ihe ngosị ahụ si.

“Ndi uweoji enweghị ngalaba a kpọrọ operation flush,” Sunday dere oge ahụ.

ŃCHỊ́KỌ́TÁ

Nwakpo ahụ emeghị na south-east.

TAGGED: Ekiti state, fact check in Igbo, news in Igbo, Security operatives, soutj-east

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu August 7, 2025 August 7, 2025
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print

POPULAR POSTS

Advertisement

RoundCheck to host poetry festival on media and information literacy on December 12

RoundCheck, a fact-checking organisation, is set to host a youth-focused poetry festival on media and…

December 8, 2025

Ị́hé ńgósị́ ébé ńdị́ ụ́ká Naijiria jị́ égbè n’ụ́lọ́ ụ́ká ézị́ghị́ézị́

Ka ndị omekome wakpochara ndị gara ụka na Christ Apostolic Church (CAC) dị na Oke…

December 4, 2025

Hotunan da ke yawo na kiristocin Najeriya rike da makamai a coci suna yaudarar

Biyo bayan harin da wasu ‘yan bindiga suka kai kan mabiya cocin Christ Apostolic Church…

December 4, 2025

Àwọn fọ́tò tó sàfihàn àwọn ọmọ Nàìjíríà ẹlẹ́sìn Kristẹni tí wọ́n di nnkan ìjà mọ́ra kò seé gbàgbọ́

Lẹ́hìn ìgbà tí àwọn oníwà jàgídíjàgan kan kọlu àwọn ènìyàn tí wọ́n ń jọ́sìn ní…

December 4, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Ị́hé ńgósị́ ébé ńdị́ ụ́ká Naijiria jị́ égbè n’ụ́lọ́ ụ́ká ézị́ghị́ézị́

Ka ndị omekome wakpochara ndị gara ụka na Christ Apostolic Church (CAC) dị na Oke Isegun n'obodo Eruku nke Kwara…

CHECK AM FOR WAZOBIA
December 4, 2025

Hotunan da ke yawo na kiristocin Najeriya rike da makamai a coci suna yaudarar

Biyo bayan harin da wasu ‘yan bindiga suka kai kan mabiya cocin Christ Apostolic Church (CAC) a reshen cocin Christ…

CHECK AM FOR WAZOBIA
December 4, 2025

Àwọn fọ́tò tó sàfihàn àwọn ọmọ Nàìjíríà ẹlẹ́sìn Kristẹni tí wọ́n di nnkan ìjà mọ́ra kò seé gbàgbọ́

Lẹ́hìn ìgbà tí àwọn oníwà jàgídíjàgan kan kọlu àwọn ènìyàn tí wọ́n ń jọ́sìn ní ẹ̀ka Christ Apostolic Church (CAC)…

CHECK AM FOR WAZOBIA
December 4, 2025

Viral foto wey show as Nigerian Christians dey cari gun for church dey mislead pipu

Afta bandits attack worshippers Christ Apostolic Church (CAC) branch for Oke Isegun inside di Eruku community for Kwara state on…

CHECK AM FOR WAZOBIA
December 4, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?