TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Ị́hé ńgósị́ Alia á kpụ̀rụ̀-ákpụ́ nà roundabout dị́ nà Benue bụ AI
Share
Latest News
Amupitan, ẹni tí Ààrẹ Nàìjíríà ṣẹ̀ṣẹ̀ yàn gẹ́gẹ́bí alága tuntun fún INEC kò sí lára àwọn agbẹjọ́rò fún Tinubu ní ilé ẹjọ́ ìbò
Amupitan, wanda INEC ta zaba, ba ya cikin tawagar lauyoyin Tinubu a kotun zabe
Amupitan, INEC chair nominee, bin no dey inside Tinubu legal team for election tribunal
FACT CHECK: Viral video showing ‘Boko Haram taking over army barracks’ NOT from Nigeria
FACT CHECK: Amupitan, INEC chair nominee, wasn’t part of Tinubu’s legal team at election tribunal
Anambra guber: Offences that can get you arrested during elections in Nigeria
Charly Boy yayi da’awar karya kan cewa Dan Nnamdi Kanu yaci gasar ‘kwakwalwa ta Duniya’
Charly Boy no tok true sey Nnamdi Kanu son win ‘international brain competition’
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Ị́hé ńgósị́ Alia á kpụ̀rụ̀-ákpụ́ nà roundabout dị́ nà Benue bụ AI

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published September 15, 2025 3 Min Read
Share

Na nso nso a, ihe ngosị ebe nnụkwụ akpụrụ-akpụ nke Hyacinth Alia, gọvanọ Benue, na ụzọ gbara gburugburu dị na steeti ahụ, aputala ihe na soshal midia.

E bipụtara ihe ngosi ahụ okachasi na Facebook, Instagram, and X.

Ndị bipụtara ozi ahụ na soshal midia kwuru na e hibegasiri ihe akpụrụ akpụ ndị ahụ na ụzọ gbara gburugburu na Benue.

Ihe mbipụta ndị ahụ gosiri nnukwu ihe akpụrụ akpụ nke Alia ka a na-arụharịya na okporoụzọ ebe ọtụtụ ụgbọala na-agbafesị. Na otu n’ime ihe ngosi ndị ahụ, Alia yi uwe ọjị ọdịnala na ákwà uhie ọcha nke e jiri mara ndị Tiv nke obodo Benue, ebe na ihe ngosi nke abụọ oyi akwa na acha akwụkwọ-ndụ nke olu akwa ya dị ka nke ndị ụkọ chukwu.

Onye a ji X ebipụta ozi a kpọrọ @SadiqMaunde, jiri ịsiokwu na-ekwu “gọvanọ steeti Benue. Gọvanọ ndị APC na-azọ onye ga-emekari n’ihe ụkaọchị” were bipụta ihe ngosi ahụ.

Ihe ngosi ahụ nke e bipụtara na Sunday e enwetala nkiri narị puku atọ (300,000 views), ntụnye ọnụ narị abụọ n’iri anọ n’otu (241 quotes) na nkesa narị anọ n’iri abụọ n’isii)426 reposts).

Ótù onye na Facebook a kpọrọ Areki U Ukum, bipụtara ihe ngosi ahụ ma dee ” okporo ụzọ gbara gburugburu ana-atu anya  ịrụ. Anyị nọ ya ị kwado Alia na Areki n’afọ 2027. N’ike chineke anyị ga-atụyere ha na ntụliaka elu na-abịa.”

E bipụtara ozị ahụ ebe a na ebe a.

NNYÓCHÁ

Nyocha anyị mere gosiri na e jiri AI were mepụta ihe ngosi ndị ahụ. N’otu n’ime ihe ngosi ahụ, ndị ọrụ na-akpụ ihe ngosi ndị ahụ enweghị isi pụtara ìhè ofuma.

CableCheck chọpụtara na e jiri ìgwè AI a kpọrọ Leonardo.ai were mepụta ihe ngosi ahụ.

Ígwè AI ahụ na nyere ndị mmadụ aka ị mepụta ihe ngosi site na-ịgwa ya ihe ngosi ịchọrọ ịbipụtara maobu site n’itinye ịhe ngosi ọbụla ị chọrọ ịnwoghari.

Ihe ngosi ebe onye isi ala mba US bụ Donald Trump n’ihe akpụrụ-akpụ dịka nke Alia nke e jiri nya bụ ígwè AI mepụta bụ nke e bipụtara n’ihe ngosi YouTube a.

CableCheck chọpụtara na ọ nweghị oba ozi ma nke ha riri bipụtara ozi na Alia na-aru ụzọ gbara gburugburu.

Mgbe anyị kpọturụ Tersoo Kula, onye nkwuchita ọnụ  gọvanọ Benue , o kwụrụ na Alia a naghị-arụ okporo ụzọ gbara gburugburu ọbụla.

Kula si na nya bụ ihe ngosi bụ nke e jiri AI mepụta ma si n’ọbụ aka-oru ndị iro Alia iji “tinye ọgba aghara ma mebisie aha ya”.

Ọ gara n’ihu kwuo na nya bụ ihe ngosi pụtara ìhè n’etiti ọrụ okporo ụzọ Alia na-arụ na steeti Benue.

NCHỊ́KỌ́TÁ

Ị́hé ngosi ebe a na-akpụ Alia na ụzọ gbara gburugburu bụ AI.

TAGGED: Alia's AI images, Benue State, Factcheck in igbo, Hyacinth Alia, news in Igbo

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu September 15, 2025 September 15, 2025
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print

POPULAR POSTS

Advertisement

Amupitan, ẹni tí Ààrẹ Nàìjíríà ṣẹ̀ṣẹ̀ yàn gẹ́gẹ́bí alága tuntun fún INEC kò sí lára àwọn agbẹjọ́rò fún Tinubu ní ilé ẹjọ́ ìbò

Àwọn ènìyàn kan tí wọ́n ń lo àwọn ohun ìgbàlódé íbaraẹnise orí ayélujára sọ pé…

October 15, 2025

Amupitan, wanda INEC ta zaba, ba ya cikin tawagar lauyoyin Tinubu a kotun zabe

Wasu masu amfani da shafukan sada zumunta sun yi ikirarin cewa Joash Amupitan, sabon shugaban…

October 15, 2025

Amupitan, INEC chair nominee, bin no dey inside Tinubu legal team for election tribunal

Some social media users claim sey Joash Amupitan, di newly nominated chairman of di Independent…

October 15, 2025

FACT CHECK: Viral video showing ‘Boko Haram taking over army barracks’ NOT from Nigeria

A social media post has attributed certain individuals dressed in camouflage to Boko Haram militants…

October 15, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Amupitan, ẹni tí Ààrẹ Nàìjíríà ṣẹ̀ṣẹ̀ yàn gẹ́gẹ́bí alága tuntun fún INEC kò sí lára àwọn agbẹjọ́rò fún Tinubu ní ilé ẹjọ́ ìbò

Àwọn ènìyàn kan tí wọ́n ń lo àwọn ohun ìgbàlódé íbaraẹnise orí ayélujára sọ pé Joash Amupitan, alága tuntun fún…

CHECK AM FOR WAZOBIA
October 15, 2025

Amupitan, wanda INEC ta zaba, ba ya cikin tawagar lauyoyin Tinubu a kotun zabe

Wasu masu amfani da shafukan sada zumunta sun yi ikirarin cewa Joash Amupitan, sabon shugaban hukumar zabe mai zaman kanta…

CHECK AM FOR WAZOBIA
October 15, 2025

Amupitan, INEC chair nominee, bin no dey inside Tinubu legal team for election tribunal

Some social media users claim sey Joash Amupitan, di newly nominated chairman of di Independent National Electoral Commission (INEC), bin…

CHECK AM FOR WAZOBIA
October 15, 2025

Charly Boy yayi da’awar karya kan cewa Dan Nnamdi Kanu yaci gasar ‘kwakwalwa ta Duniya’

Charly Boy, mawakin Najeriya, ya yi ikirarin cewa dan Nnamdi Kanu, shugaban kungiyar masu fafutukar kafa kasar Biafra (IPOB), yaci…

CHECK AM FOR WAZOBIA
October 7, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?