TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: FRSC sị̀ nà íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ọ́rụ́ ha nà ónyé ọ̀kwà ụ́gbọ́àlà nà-ènwé ńsògbụ́ mèrè n’áfọ̀ 2020
Share
Latest News
FRSC sọ pé 2020 ni ìjà láàárín àwọn òṣìṣẹ́ àwọn àti onikẹkẹ maruwa tí áwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ ṣẹlẹ̀
Viral video wey show kasala between keke rider and our officers na from 2020, na so FRSC tok
Bidiyon bidiyo na arangama tsakanin direban babur, jami’an mu daga 2020, in ji FRSC
È nwélá ọ́nwụ́ ńdị́ ụ́kà nà Naijiria n’áfọ̀ 2025 kárị́á ọ́nụ́ ọ́gụ́gụ́ ndị́ Palestinian é gbụ́rụ́ na Gaza?
Na true sey dem kill Christians for Nigeria dis year pass Palestinians for Gaza?
Ǹjẹ́ àwọn ẹlẹ́sìn ìgbàgbọ́ tí wọ́n pa ní Nàìjíríà ju àwọn ọmọ Palestine tí wọ́n pa ní Gaza lọ ní 2025?
Yi Kiristoci da aka kashe a Nijeriya a 2025 sunfi na faltunawan dake Gaza?
FAKE NEWS ALERT: We didn’t declare Iyabo Ojo wanted, say police
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

FRSC sị̀ nà íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ọ́rụ́ ha nà ónyé ọ̀kwà ụ́gbọ́àlà nà-ènwé ńsògbụ́ mèrè n’áfọ̀ 2020

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published August 22, 2025 3 Min Read
Share

Ngalaba Federal Road Safety Corps (FRSC) akọwala n’ihe ngosi ebe onye ọ̀kwà ụgbọala ụkwụ atọ na ndị ọrụ ya na-enwe nsogbu na Benin di ochie.

Na mbipụta n’ụbọchị Thursday, Olusegun Ogungbemide, onye nkwuchita ọnụ FRSC, kwụrụ na-esere ihe ngosị ahụ n’ụbọchị iri n’isii nke ọnwa Julaị nke afọ 2020 n’okporo ụzọ siri Benin gawa Sapele, ma gbakwunye na e kpeziela nya bụ okwu.

O kwụrụ na nkesa ihe ngosi ahụ bụ ụzọ ndị ọchọnganọkọ ji enweta ntụnye ọnụ na soshal midia.

“Uche ngalaba Federal Road Safety Corps (FRSC) abiala na ihe ngosi na-éwù ebe onye ọkwa ụgbọala ụkwụ atọ, gba ọtọ, na abara onye ọrụ anyị mba, mana emebisikwa ụgbọala n’okporo ụzọ sịrị Benin gawa Sapele na Edo steeti,” ozi ahụ kwuru.

“Ozi ahụ bụ ụzọ ndị ọchọnganoko chọrọ ịji nweta ntụnye ọnụ na soshal midia, dughe ndị mmadụ, ma kpalite ebere ndị mmadụ na okwu e kpezichagoro.”

Ogungbemide kwuru na onye ọkwa ụgbọala ahụ bụ Adeshine Adeyemo, bụ onye a kpọpụrụ n’ihu F. Ojehumen, onye ọka ikpe nke Evbuoriaria Magistrate Court dị na Benin nke ọ́nụ́ọ́gụ́gụ́ okwu ahụ bu MEV/117C/2020.

Ogungbemide kwụrụ na-akpọchiri Adeyemo na nga ọnwa atọ maka ịma ụma emebi ihe na ịmesa udo ndị mmadụ n’ụbọchị iri n’otu nke ọnwa Januwari nke afọ 2021.

O kwukwara na FRSC hibere òtù maka ịleba anya n’omume ndi ọrụ ha nke a hụtara n’ihe ngosị ahụ.

Ka nke a gachara, ndị ọrụ ahụ dị asaa bụ ndị e weturu ọkwa ha maka agwa n’ezighi ezi ha kpara,” onyenkwuchita ọnụ FRSC kwuru.

“Anyị bịara kpọga ha ụlọrụ ọzọ n’usoro iwu anyị, nke na anaghị anabata omume n’ezighi ezi.”

Ogungbemide kwụrụ na FRSC agaghị anabata agwa n’ezighi ezi ebe ndị ọrụ ya nọ, ma sị na ọ ga ata onye ọrụ ọbụla nke kpara àgwà n’adịghị mma.

O kwụrụ na-ịkesa ihe ngosi ahụ bụ ụzọ ịdughe ndị mmadụ ikweta na ihe ahu mere na nso-nso a.

“FRSC na-ayọ ndị mmadụ ka ha wezụga ozị ochie ahụ nke e kpezichara n’ụlọ ikpe ebe onye ọkwa ụgbọala ahụ na onye ọrụ anyị nwetara ntarama ahụhụ rụrụ ya.

Ogungbemide kasịrị ndị Naijiria obi na ngalaba ahụ dị njikere ịkwalite ezi mmekọrịta n’etịtị ndị ọkwa ụgbọala na ndị ọrụ FRSC.

Ọ yọkwara ndị Naijiria ka ha na ndị na-akwado iwu na-arụkọ ma gbakwunye na FRSC ga-akwado ùgwù ndị mmadụ.

TAGGED: Factcheck in igbo, FRSC, news in Igbo, old video

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu August 22, 2025 August 22, 2025
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print

POPULAR POSTS

Advertisement

FRSC sọ pé 2020 ni ìjà láàárín àwọn òṣìṣẹ́ àwọn àti onikẹkẹ maruwa tí áwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ ṣẹlẹ̀

Àjọ tó ń rí sí ààbò àwọn awakọ̀, àwọn tí wọ́n ń rìn lójú ọ̀nà…

August 22, 2025

Viral video wey show kasala between keke rider and our officers na from 2020, na so FRSC tok

The Federal Road Safety Corps (FRSC) don describe one viral video wey show as keke…

August 22, 2025

Bidiyon bidiyo na arangama tsakanin direban babur, jami’an mu daga 2020, in ji FRSC

Hukumar kiyaye hadurra ta kasa (FRSC) ta bayyana wani faifan bidiyo da ke nuna wani…

August 22, 2025

È nwélá ọ́nwụ́ ńdị́ ụ́kà nà Naijiria n’áfọ̀ 2025 kárị́á ọ́nụ́ ọ́gụ́gụ́ ndị́ Palestinian é gbụ́rụ́ na Gaza?

Ótù ozi na soshal midia ekwuola na enwéla ọnwụ ndị ụka na Naijiria karịa ọnụ…

August 21, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

FRSC sọ pé 2020 ni ìjà láàárín àwọn òṣìṣẹ́ àwọn àti onikẹkẹ maruwa tí áwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ ṣẹlẹ̀

Àjọ tó ń rí sí ààbò àwọn awakọ̀, àwọn tí wọ́n ń rìn lójú ọ̀nà tí ọkọ̀ ń rìn àti…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

Viral video wey show kasala between keke rider and our officers na from 2020, na so FRSC tok

The Federal Road Safety Corps (FRSC) don describe one viral video wey show as keke rider dey open eye for…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

Bidiyon bidiyo na arangama tsakanin direban babur, jami’an mu daga 2020, in ji FRSC

Hukumar kiyaye hadurra ta kasa (FRSC) ta bayyana wani faifan bidiyo da ke nuna wani direban babur mai uku yana…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

È nwélá ọ́nwụ́ ńdị́ ụ́kà nà Naijiria n’áfọ̀ 2025 kárị́á ọ́nụ́ ọ́gụ́gụ́ ndị́ Palestinian é gbụ́rụ́ na Gaza?

Ótù ozi na soshal midia ekwuola na enwéla ọnwụ ndị ụka na Naijiria karịa ọnụ ogụgụ ndị Palestine e gburu…

Uncategorized
August 21, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?