TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: È képùtálá stéétì ọ́hụ́rụ nà south-east?
Share
Latest News
Finnish court no release Simon Ekpa, give am $50,000 compensation
Ilé ẹjọ́ ní Finland kò dá ẹjọ́ pé kí wọ́n tú Simon Ekpa sílẹ̀ ní ẹ̀wọ̀n, wọn kò sì fún un ní àádọ́ta ẹgbẹ̀rún dọ́là owó gbàmábínú
Ụ́lọ́ị́kpé Finland átọ́pụ́ghị́ Simon Ekpa nà ńgà, máọ́bụ́ kwụ́ghàchị́ yá ụ́gwọ́ $50,000
Kotun Finnish ba ta saki Simon Ekpa ba, ta ba shi diyyar dala 50,000
FACT CHECK: Finnish court didn’t free Simon Ekpa, award him $50,000 compensation
Ńgághárị́wé méré ńké Napel kà é bị́pụ́tárá dị́kà ọ́gbákọ́ ndị̀ ná-áchọ́ ńtọ́pụ̀ Nnamdi Kanu na-ngà
Fídíò ẹ̀hónú ní Nepal ni àwọn ènìyàn ń pín, tí wọ́n ní Nàìjíríà ló ti ṣẹlẹ̀ kí ìjọba lè tú Nnamdi Kanu sílẹ̀
Old Nepal protest video comot for internet as Abuja protest for Nnamdi Kanu release
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

È képùtálá stéétì ọ́hụ́rụ nà south-east?

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published July 5, 2024 3 Min Read
Share

Ótù ihe nkiri na TikTok ekwuola na e keputala steeti ọhụrụ na south-east nke Niajiria.

Ihe ngosị nkeji anọ a, n’asụsụ Igbo, e nwetala nkiri karịrị puku abụọ na iri ise n’asaa (2,057), nkesa puku atọ narị asaatọ n’iri asatọ n’itoolu (3,889).

Dịka ihe nkiri ahụ nke @marachi biputara kwuru, Naijiria nwere steeti iri atọ n’asaa.

Ọ gara n’ihu gụpụta steeti ndị nya bụ nkepụta metụtara.

“Ụnu ọ mụkwa anya? Ozi a maka ịkepụta steeti ọhụrụ nke na-ekwu n’anyi nwe ziri steeti iri atọ n’asaa n’abụghị iri atọ n’isii tinyere isi ala bụ Abuja.

“Nya bụ na e keputala steeti ọhụrụ, Maka ndị n’aghọtaghị oyibo ka m sụọ ya na Igbo, e kepụta steeti ọhụrụ,” o kwuru.

“E keputala ya site n’ufọdụ akụkụ Abia, Imo na Anambra steeti.

“Ọ bụrụ n’ịbu onye Anambra, lee anya n’akụkụ gị ka ị mata ma obodo gị o so ná steeti ọhụrụ a.

“Obodo ndị dịka Ihiala, Uli, Ọzụbụlụ, Akokwa, Ụmụchụ, Ụmụnze, Ụmụakụ, Nwangele, Nkwere, New Ideato North, Nwabosi West, Alaọma, Owerrebiri, Oguta, Isu, Arọndịzuogụ, Ideatọ north, Ideatọ south, Njaba, Oru east, Orsu.”

E kesakwala nya bu ihe nkiri na X nakwa Facebook.

MÀNÀ È KÉPỤ̀TÁLÁ STÉÈTÌ ORLU NÀ SOUTH-EAST?

N’ụbọchị ise nke ọnwa June, atụmatụ ịwụ na-achọ nkwado nke nkepụta steeti ọhụrụ na mpaghara ọwụwa anyanwụ nke Niajiria, gafere ngụpụta nke mbụ n’ụlọ omeiwu bụ house of representatives.

Iwu a, nke Ikenga Ugochinyere, onye na-anọchite anya ndị Ideato north na south n’ụlọ ome ịwụ Niajiria, chọrọ ka e kepụta steeti ọhụrụ na mpaghara ahụ.

A ga-ekeputa nya bụ steeti site na steeti Imo, Anambra, na Abia dịka iwu a depụtara.

N’ime mpaghara isii e nwere na Niajiria, south-east nwere naanị steeti ise, mpaghara ndị ọzọ nwere steeti isii, ebe mpaghara north-west nwere steeti asaa.

Dịka obodo nwere ụlọ omeiwu abụọ nke ndị oyibo kpọrọ bi-cameral legislature, atụmatụ ọbụla chọrọ ime ka ọ buru iwu ga-agafe ụlọ omeiwu abụọ ndị a.

Nya bụ atụmatụ iwu ga-agafe ngụpụta atọ n’ụlọ omeiwu abụọ a, nya na ntụnye ọnụ ndị Niajiria chere na iwu ahụ metụtara ha.

Ka ụlọ omeiwu abụọ ndị a nabatachara iwu ahụ, a ga-ewegazi ya ka onye isi ala bịanye aka ná nkwado nya bụ iwu.

ŃCHỊ́KỌ́TÁ

Okwu na e keputala steeti ọhụrụ na south-east bụ asị.

Atụmatụ iwu a bụ naanị ngụpụta nke mbụ ka ọ gafebere n’ụlọ omeiwu — nke bụ usoro mbụ atụmatụ ọbụla na-agafe tupu a nabata ya dịka iwu.

TAGGED: igbo cable factcheck, igbo news, new state creation, Orlu state, southeast

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu July 5, 2024 July 5, 2024
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print
Leave a comment Leave a comment

Leave a Reply Cancel reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

POPULAR POSTS

Advertisement

Finnish court no release Simon Ekpa, give am $50,000 compensation

Some social media users don claim sey one Finnish court give judgment make dem release…

October 23, 2025

Ilé ẹjọ́ ní Finland kò dá ẹjọ́ pé kí wọ́n tú Simon Ekpa sílẹ̀ ní ẹ̀wọ̀n, wọn kò sì fún un ní àádọ́ta ẹgbẹ̀rún dọ́là owó gbàmábínú

Àwọn ènìyàn kan tí wọ́n ń lo àwọn ohun ìgbàlódé íbaraẹnise orí ayélujára sọ pé…

October 23, 2025

Ụ́lọ́ị́kpé Finland átọ́pụ́ghị́ Simon Ekpa nà ńgà, máọ́bụ́ kwụ́ghàchị́ yá ụ́gwọ́ $50,000

Ụfọdụ ndị na soshal midia ekwuola na ụlọikpe dị na Finland nyere ịwụ ka-tọghapul Simon,…

October 23, 2025

Kotun Finnish ba ta saki Simon Ekpa ba, ta ba shi diyyar dala 50,000

Wasu masu amfani da shafukan sada zumunta sun yi ikirarin cewa wata kotu a Finland…

October 23, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Finnish court no release Simon Ekpa, give am $50,000 compensation

Some social media users don claim sey one Finnish court give judgment make dem release Simon Ekpa, pro-Biafra agitator, wey…

CHECK AM FOR WAZOBIA
October 23, 2025

Ilé ẹjọ́ ní Finland kò dá ẹjọ́ pé kí wọ́n tú Simon Ekpa sílẹ̀ ní ẹ̀wọ̀n, wọn kò sì fún un ní àádọ́ta ẹgbẹ̀rún dọ́là owó gbàmábínú

Àwọn ènìyàn kan tí wọ́n ń lo àwọn ohun ìgbàlódé íbaraẹnise orí ayélujára sọ pé ilé ẹjọ́ kan ní orílẹ̀…

CHECK AM FOR WAZOBIA
October 23, 2025

Ụ́lọ́ị́kpé Finland átọ́pụ́ghị́ Simon Ekpa nà ńgà, máọ́bụ́ kwụ́ghàchị́ yá ụ́gwọ́ $50,000

Ụfọdụ ndị na soshal midia ekwuola na ụlọikpe dị na Finland nyere ịwụ ka-tọghapul Simon, Ekpa, onye ndú otu nwere…

CHECK AM FOR WAZOBIA
October 23, 2025

Kotun Finnish ba ta saki Simon Ekpa ba, ta ba shi diyyar dala 50,000

Wasu masu amfani da shafukan sada zumunta sun yi ikirarin cewa wata kotu a Finland ta yanke hukuncin sakin Simon…

CHECK AM FOR WAZOBIA
October 23, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?