TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: CBN èkwùrù na ha ga-akwụsị Form-A màkà ịkwụ ụgwọ akwụkwọ mba ofesi?
Share
Latest News
FRSC sị̀ nà íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ọ́rụ́ ha nà ónyé ọ̀kwà ụ́gbọ́àlà nà-ènwé ńsògbụ́ mèrè n’áfọ̀ 2020
FRSC sọ pé 2020 ni ìjà láàárín àwọn òṣìṣẹ́ àwọn àti onikẹkẹ maruwa tí áwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ ṣẹlẹ̀
Viral video wey show kasala between keke rider and our officers na from 2020, na so FRSC tok
Bidiyon bidiyo na arangama tsakanin direban babur, jami’an mu daga 2020, in ji FRSC
È nwélá ọ́nwụ́ ńdị́ ụ́kà nà Naijiria n’áfọ̀ 2025 kárị́á ọ́nụ́ ọ́gụ́gụ́ ndị́ Palestinian é gbụ́rụ́ na Gaza?
Na true sey dem kill Christians for Nigeria dis year pass Palestinians for Gaza?
Ǹjẹ́ àwọn ẹlẹ́sìn ìgbàgbọ́ tí wọ́n pa ní Nàìjíríà ju àwọn ọmọ Palestine tí wọ́n pa ní Gaza lọ ní 2025?
Yi Kiristoci da aka kashe a Nijeriya a 2025 sunfi na faltunawan dake Gaza?
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

CBN èkwùrù na ha ga-akwụsị Form-A màkà ịkwụ ụgwọ akwụkwọ mba ofesi?

Mmachukwu Anyakora
By Mmachukwu Anyakora Published July 1, 2022 3 Min Read
Share

Akụkọ na mgbasa ozi ọha na-ekwu na, na njedebe nke afọ 2022, ụlọ akụ étíti na Naijiria nke ndị bekee na-akpọ Central Bank of Naijiria (CBN) ga akwụsi inye Form-A.

Form-A bụ ihe ùgwù na-enye ndị Naijiria nọ ọbọdọ oyibo áká ịkwụ ụgwọ akwụkwọ.

Site na inye Form-A, ndị Naijiria na-agụ akwụkwọ na ọbọdọ oyibo nwéré ike inweta mgbanwe mba ofesi ná ọnụego gọọmenti, kama ha ga-achọ ya na nyìrí ahịa nke ka dị ọnụ.

Ndị Naijiria nọ na mgbasa ozi Twitter na eziko na há ná enwe nchegbu gbàsárá ozi á nkè ná atụ arọ ná ịkwụ ụgwọ akwụkwọ gá adị ọnụ, bídó ná ọnwa Jenụwarị na afọ 2023.

I just read that from December 2022, the CBN is canceling Form A. Prospective International Students from Nigeria will have to get FX for their school fees from black market. It keeps getting worse.

— Slimfit (@iSlimfit) June 21, 2022

Onye ọ̀hà na-aza Adewale Adetona n’usoro mgbasa ozi Twitter dere sị: “Agụrụ m na bídó ná ọnwa Disemba na afo 2022, ụlọ akụ nkè étíti na Naijiria gá akagbu Form A. Ụmụ akwụkwọ si na Naijiria n’ele ányá ịgụ akwụkwọ na obodo oyibo ga enweta FX ha ga eji kwụ ụgwọ akwụkwọ si na nyìrí ahịa.”

Ndị kere ozi ya rụrụ otu narị na iri asaa na itoolu. Ndị kwuru okwu gbàsárá ihe odere rụrụ iri abụo na abụo. Ndị ọ masiri rụrụ narị atọ ná ịrị ịsị ná asatọ. 

Nya bụ akụkọ pụtara na Twitter ma na Facebook. 

Nseta ihuenyo màkà ebubo a nà-àgbá na Twitter. Ọ gosịrị ihe Mahadum Manchester dere màkà ozi a.

Apparently Manchester Metropolitan University sent this circular alleging that CBN is withdrawing form A by end of 2022 for fee payments. Japa via studies about to be more expensive if true. pic.twitter.com/FOPPz0PpkY

— Wissam Ben Yedder (@DipoAW) June 21, 2022

Nzaghachi sị Mahadum Manchester

TheCable kpọrọ njikwa nke Mahadum Manchester ichọpụta ma nya bụ ebubo o sì n’aka ndị isi nya bụ ụlọ akwụkwọ.

Onye na-ekwuchite ọnụ Mahadum Manchester sị ná há ghọtara na ọbá ego ụlọ akụ étíti Naijiria gá-adọrọ Form A nkè ná ébé égo na njedebe nke afọ a. 

Ha sị na nchọpụta a bụ ihe kpatara ha ji were nye umuakwụkwọ ha ǹdụ̀mọ̀ọ́dụ́ màkà igbochi onwe ha.

Nchọpụta

Osita Nwanisobi, onye nduzi corporate communications department nke ụlọ akụ étíti Naijiria, sị na ndụmọdụ Mahadum Manchester nyere enweghị isi. 

Nwanisobi sị na onweghị ozi ụlọ akụ étíti nke Naijiria zìrì màkà nya bụ Form-A.

Ọ dọrọ ndị nne na nna, ma ụmụ akwụkwọ uche na eche, aka ná ntị.

Ọ sị ha ka ha leghara ndụmọdụ maka ịkwụ oke ụgwọ site na Flywire tupu ụbọchị ịrị atọ na ọtụ na ọnwa Disemba, 2022.

Ikpe

Ulọ akụ étíti Naijiria ekwubeghị iwu ọchịchị màkà ịkwụsị Form-A na njedebe afọ 2022.

Mgbarakwa ekwuru màkà ụlọ akụ étíti nke Naijiria bụ adịgboroja.

TAGGED: cbn, central bank of nigeria, Form A, Manchester University, Osita Nwanisobi

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Mmachukwu Anyakora July 1, 2022 July 1, 2022
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print
Leave a comment Leave a comment

Leave a Reply Cancel reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

POPULAR POSTS

Advertisement

FRSC sị̀ nà íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ọ́rụ́ ha nà ónyé ọ̀kwà ụ́gbọ́àlà nà-ènwé ńsògbụ́ mèrè n’áfọ̀ 2020

Ngalaba Federal Road Safety Corps (FRSC) akọwala n'ihe ngosi ebe onye ọ̀kwà ụgbọala ụkwụ atọ…

August 22, 2025

FRSC sọ pé 2020 ni ìjà láàárín àwọn òṣìṣẹ́ àwọn àti onikẹkẹ maruwa tí áwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ ṣẹlẹ̀

Àjọ tó ń rí sí ààbò àwọn awakọ̀, àwọn tí wọ́n ń rìn lójú ọ̀nà…

August 22, 2025

Viral video wey show kasala between keke rider and our officers na from 2020, na so FRSC tok

The Federal Road Safety Corps (FRSC) don describe one viral video wey show as keke…

August 22, 2025

Bidiyon bidiyo na arangama tsakanin direban babur, jami’an mu daga 2020, in ji FRSC

Hukumar kiyaye hadurra ta kasa (FRSC) ta bayyana wani faifan bidiyo da ke nuna wani…

August 22, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

FRSC sị̀ nà íhé ńgósị́ ébé ńdị́ ọ́rụ́ ha nà ónyé ọ̀kwà ụ́gbọ́àlà nà-ènwé ńsògbụ́ mèrè n’áfọ̀ 2020

Ngalaba Federal Road Safety Corps (FRSC) akọwala n'ihe ngosi ebe onye ọ̀kwà ụgbọala ụkwụ atọ na ndị ọrụ ya na-enwe…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

FRSC sọ pé 2020 ni ìjà láàárín àwọn òṣìṣẹ́ àwọn àti onikẹkẹ maruwa tí áwọn ènìyàn ń pín fídíò rẹ̀ ṣẹlẹ̀

Àjọ tó ń rí sí ààbò àwọn awakọ̀, àwọn tí wọ́n ń rìn lójú ọ̀nà tí ọkọ̀ ń rìn àti…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

Viral video wey show kasala between keke rider and our officers na from 2020, na so FRSC tok

The Federal Road Safety Corps (FRSC) don describe one viral video wey show as keke rider dey open eye for…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

Bidiyon bidiyo na arangama tsakanin direban babur, jami’an mu daga 2020, in ji FRSC

Hukumar kiyaye hadurra ta kasa (FRSC) ta bayyana wani faifan bidiyo da ke nuna wani direban babur mai uku yana…

CHECK AM FOR WAZOBIA
August 22, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?