TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Ambode ohápụ̀rụ̀ APC, gáá Labour Party?
Share
Latest News
FACT CHECK: Video showing ‘bridge collapsing in Nasarawa’ is AI-generated
MISINFO ALERT: Viral video of ‘foreign arms dealer’ in Zamfara is from 2021, says army
Ókwú Badenoch nà ụ́mụ̀ yá ápụ̀ghị̀ ínwétá íkíké ị́bụ ńdị́ Naijiria bụ̀ àsị́
Kemi Badenoch claim sey her children no fit get Nigerian citizenship but she no tok true
Irọ́ ni Kemi Badenoch pa pé òfin kò fààyè gba àwọn ọmọ òhun láti di ọmọ Nàìjíríà
Maganar Kemi Badenoch na cewa ‘ya’yanta ba za su iya samun shaidar zama dan Najeriya ba karya ne
FACT CHECK: Kemi Badenoch’s claim that her children can’t get Nigerian citizenship is false
Naijiria ọ̀ kàgbùrù ńkwékọ́rị́tá àzụ́máhị́á àkụ̀ ọ̀nàtàràchí yá nà US nwèrè n’íhì ḿmáchí visa?
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Ambode ohápụ̀rụ̀ APC, gáá Labour Party?

Mmachukwu Anyakora
By Mmachukwu Anyakora Published July 15, 2022 2 Min Read
Share

Ọtụtụ edemede na mgbasa ozi ọha na-ekwu na Akinwunmi Ambode, onye bụ gọvanọ nke ochie na Lagos, banyere Labour party (LP).

Dịka akụkọ ahụ siri kọwa, nya bụ gọvanọ mbụ bu n’obi ikwu maka ọchịchọ ọchịchị ya n’otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị LP na afọ 2023.

https://twitter.com/FRNCitizens/status/1544942524497797121?s=20&t=UMj3_ivVSWvn26iALdBnKA

 

Former Governor of Lagos State, Akinwumi Ambode dumps his boss Tinubu, Picks Labour Party Gubernatorial Ticket

The Game Is Getting More Interesting..🙄🔥☀️ pic.twitter.com/d2ztc8TDou

— Adoba Wisdom Daniel (@DanielAdoba) July 7, 2022

 

Ụbọchị ịse n’afọ July, ndị nta akụkọ a na-kpọ Leadership Scorecard dèrè edemede sitere na ebubo na-ewu ewu gbasara Ambode.

Nya bụ edemede na-akọwa na Ambode dèrè okwu, sị ka ndị okorobịa na agbọghọbịa nwete kaadị ntụli aka maka ntụli aka nke na-abịa.

Okwu ahụ gụrụ sị: ” Ụmụ okorobịa na agbọghọobia na-abia. Ike dị n’aka ha. Gaa nụ nwete kaadị ntuli aka ụnụ. Ọdịnihu ụnụ bụ ugbua.”

Ụbọchị asaa n’ọnwa Julaị, mkparịta ụka pụtara na Ambode ịbanye party ọzọ so ná akụkọ nọ n’etiti otu na ịrị na Twitter.

Nchoputa

Mgbasa ozi ọha éjị achọ ihe kpughere na okwu Ambode kwụrụ banyere ndị okorobịa na ụmụ agbọghọobia inwete kaadị ntụlị aka ha bụ nke ọ tinyere na Twitter page ya ụbọchị izizi n’onwa Febụwarị, 2022.

Anyị gara n’ihu ichọ Facebook, Twitter, na Instagram account ya nke dị verified mana anyị ahụghị ébé o dere na ọ ga-ahapụ All Progressives Congress (APC) ịga LP.

Ndị nta akụkọ kwesịrị ntụkwasị obi kwesịrị ide maka udiri ije ndọrọ ndọrọ ọchịchị a, mana onweghị ihe edere maka ya.

TheCable kpọtụrụ onye enyemaka Ambode na Julius Abure, onye ịsị Labour Party. Ha abụọ azaghị ekwentị ha. Anyị ga-emelite akụkọ a ma ha zaa anyị okwu.

Premium Times jụrụ Ifagbemi Awamaridi, onye ịsị Labour Party na Lagos state, ajụjụ. Ọ sị na ebubo na-akọwa na Ambode gàrà LP abụghị eziokwu.

Awamaridi kwùrù sị: “Ambode ka nọ APC. Ọ bụ ezigbo onye òtù APC. Ọ ga-arụ ọrụ ọma gbasara ónyé ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke APC.”

Ikpe

Ebubo edere sị na Ambode anago Labour Party bụ okwu adịgboroja.

TheCable ng · Igbo: Ambode ohápụ̀rụ̀ APC, gáá Labour Party?
TAGGED: 2023 elections, Ambode Akinwunmi, Ifagbemi Awamaridi, Julius Abure, Labour Party, Twitter trends

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Mmachukwu Anyakora July 15, 2022 July 15, 2022
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print
Leave a comment Leave a comment

Leave a Reply Cancel reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

POPULAR POSTS

Advertisement

FACT CHECK: Video showing ‘bridge collapsing in Nasarawa’ is AI-generated

A video showing a bridge collapse incident is circulating across social media platforms, especially on…

July 24, 2025

MISINFO ALERT: Viral video of ‘foreign arms dealer’ in Zamfara is from 2021, says army

The Nigerian Army says a viral video claiming the arrest of a foreign arms dealer…

July 24, 2025

Ókwú Badenoch nà ụ́mụ̀ yá ápụ̀ghị̀ ínwétá íkíké ị́bụ ńdị́ Naijiria bụ̀ àsị́

Kemi Badenoch, onye ndú òtù Conservative Party nke obodo United Kingdom, ekwuola na ọ gaghị…

July 22, 2025

Kemi Badenoch claim sey her children no fit get Nigerian citizenship but she no tok true

Kemi Badenoch, leader of di United Kingdom Conservative Party, claim sey she no fit pass…

July 22, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Ókwú Badenoch nà ụ́mụ̀ yá ápụ̀ghị̀ ínwétá íkíké ị́bụ ńdị́ Naijiria bụ̀ àsị́

Kemi Badenoch, onye ndú òtù Conservative Party nke obodo United Kingdom, ekwuola na ọ gaghị enyenwu ụmụ ya ikike ịbụ…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 22, 2025

Kemi Badenoch claim sey her children no fit get Nigerian citizenship but she no tok true

Kemi Badenoch, leader of di United Kingdom Conservative Party, claim sey she no fit pass her right of Nigerian citizenship…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 22, 2025

Irọ́ ni Kemi Badenoch pa pé òfin kò fààyè gba àwọn ọmọ òhun láti di ọmọ Nàìjíríà

Kemi Badenoch, arábìnrin tó jẹ́ olórí ẹgbẹ́ òsèlú alátakò tí wọ́n ń pè ní Conservative Party ní orílẹ̀ èdè United…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 22, 2025

Maganar Kemi Badenoch na cewa ‘ya’yanta ba za su iya samun shaidar zama dan Najeriya ba karya ne

Kemi Badenoch, shugabar jam'iyyar masu ra'ayin rikau ta Burtaniya, ta yi ikirarin cewa ba za ta iya mika hakkinta na…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 22, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?