TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Yusuf Lasun, ónyé òtù LP na Osun, ò wépùrù aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị màkà Adeleke?
Share
Latest News
Did Tinubu attend same school as Alexander Zingman? Here is what we know
FACT CHECK: No, Nigeria didn’t deploy peace support mission to Israel
FACT CHECK: Did lawmakers skip the national anthem during Tinubu’s Democracy Day speech?
FACT CHECK: Did a military coup oust Paul Biya as Cameroon’s president?
FACT CHECK: Ndume erred. 22 governors didn’t endorse Jonathan in 2015
Rárá, Pope Leo kò bẹ Tinubu kó tú Nnamdi Kanu sílẹ̀ ní àtìmọ́lé
Ḿbà, Pope Leo áyọghị Tinubu kà ọ́ tọ́pụ̀ Nnamdi Kanu nà ǹgá
No, Pope Leo no beg Tinubu to release Nnamdi Kanu
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Yusuf Lasun, ónyé òtù LP na Osun, ò wépùrù aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị màkà Adeleke?

Mmachukwu Anyakora
By Mmachukwu Anyakora Published January 1, 1970 2 Min Read
Share

Otụtụ okwu a na-eke na mgbasa ozi ọha kwuru na Yusuf Lasun, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Labour Party (LP) na Osun steeti, wepuru aka n’ịzọ oche gọvanọ maka Ademola Adeleke, onye òtù Peoples Democratic Party (PDP).

 

E bipụtara okwu na Twitter; kọwaa na LP nke dị na Osun steeti gbásàrà òtù ha wee banye PDP.

 

Nya bụ edemede na-akọwa na LP kwere na ha gà-ákwàdó Adeleke.

 

Ndị akụkọ a masịrị ruru narị asaa.

 

Ndị kere ya ruru narị. Ndị mgbasa ozi ọha nke na-atụghị anya dere ihe banyere ya.

 

Ọ nwere onye mgbasa ozi dere sị: “E kwuru m ya. Peter Obi na-arụrụ Atiku ọrụ. Ọ bụ ihe a bụ ebumnobi ya.”

 

E kekwara okwu a na Facebook.

 

NCHỌPỤTA

 

TheCable nyochara usoro mgbasa ozi ọha nke Labour Party, na Twitter na Facebook, mana onweghị akụkọ dị otu ahụ.

 

Ọchịchọ isiokwu n’akwụkwọ akụkọ dị iche iche gosịrị na onweghi edemede kwadoro okwu a.

 

Lasun kwukwara na Arise TV na okwu a abụghị eziokwu. 

 

Ọ sị na Adeleke bụ nwanne ya nwoke mana ọ gaghị akwụsị ndọrọ ndọrọ ọchịchị maka ya.

 

IKPE

 

Mgbarakwa na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Labour Party na Osun steeti ritulu maka Adeleke nke PDP bụ okwu adịgboroja. 

TAGGED: Ademola Adeleke, peter obi, Yusuf Lasun

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Mmachukwu Anyakora January 1, 1970 January 1, 1970
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print
Leave a comment Leave a comment

Leave a Reply Cancel reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

POPULAR POSTS

Advertisement

Did Tinubu attend same school as Alexander Zingman? Here is what we know

During the launch of the renewed hope mechanisation programme in Abuja on Monday, President Bola…

June 24, 2025

FACT CHECK: No, Nigeria didn’t deploy peace support mission to Israel

A Facebook video purports that Nigeria deployed troops for a joint peace support mission in…

June 24, 2025

FACT CHECK: Did lawmakers skip the national anthem during Tinubu’s Democracy Day speech?

A viral X post claims that Nigeria’s new national anthem was not recited during the…

June 13, 2025

FACT CHECK: Did a military coup oust Paul Biya as Cameroon’s president?

Reports of a military coup in Cameroon ousting President Paul Biya have gone viral on…

June 13, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Did Tinubu attend same school as Alexander Zingman? Here is what we know

During the launch of the renewed hope mechanisation programme in Abuja on Monday, President Bola Tinubu said Alexander Zingman, a…

Fact CheckTop Stories
June 24, 2025

FACT CHECK: No, Nigeria didn’t deploy peace support mission to Israel

A Facebook video purports that Nigeria deployed troops for a joint peace support mission in Israel. A male broadcaster reporting…

Fact Check
June 24, 2025

FACT CHECK: Did lawmakers skip the national anthem during Tinubu’s Democracy Day speech?

A viral X post claims that Nigeria’s new national anthem was not recited during the Democracy Day event at the…

Fact CheckTop Stories
June 13, 2025

FACT CHECK: Did a military coup oust Paul Biya as Cameroon’s president?

Reports of a military coup in Cameroon ousting President Paul Biya have gone viral on social media. On Tuesday, jimmoexpress37,…

Fact CheckTop Stories
June 13, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?