TheCable Fact Check
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Reading: Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal
Share
Latest News
Ókwú Badenoch nà ụ́mụ̀ yá ápụ̀ghị̀ ínwétá íkíké ị́bụ ńdị́ Naijiria bụ̀ àsị́
Kemi Badenoch claim sey her children no fit get Nigerian citizenship but she no tok true
Irọ́ ni Kemi Badenoch pa pé òfin kò fààyè gba àwọn ọmọ òhun láti di ọmọ Nàìjíríà
Maganar Kemi Badenoch na cewa ‘ya’yanta ba za su iya samun shaidar zama dan Najeriya ba karya ne
FACT CHECK: Kemi Badenoch’s claim that her children can’t get Nigerian citizenship is false
Naijiria ọ̀ kàgbùrù ńkwékọ́rị́tá àzụ́máhị́á àkụ̀ ọ̀nàtàràchí yá nà US nwèrè n’íhì ḿmáchí visa?
Ǹjẹ́ Nàìjíríà dá àjọṣe lórí àwọn àlùmọ́ọ́nì láàárín òhun àti Amẹ́ríkà dúró nítorí visa?
Nigeria stop ‘mineral deal’ with US afta visa restriction?
Advertisement
Aa
TheCable Fact CheckTheCable Fact Check
Search
  • Home
  • Fact Check
  • Fake News
  • Check Am For Wazobia
Follow US

Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal

Janefrances Chibundu
By Janefrances Chibundu Published June 28, 2025 3 Min Read
Share

Ótù ihe ngosị si na Facebook kwuru na Naijiria zipụrụ ndị agha ka ha gaa kwàdó udo na mba Isreal.

Otu nwoke onye nta akụkọ nke na-agbasa ozi n’ụlọọrụ a kpọrọ NTV kwuru ótú a n’ime ihe ngosị nkeji iri atọ ahụ.

“Obi ha Naijiria ka ụwa niile ị zipụ ndị agha kachasị nwe ọzụzụ nchekwa nye ọbodo bụ ezi enyi ya,” ihe ngosị ahụ gosịrị ndị agha kọwara.

“Ihe a bụ njem udo, ọ bụghị ọgụ na mgba.

“Ndị agha ga esonye na ihe omume nkwado nke ehibere ịji kwalịte mmekọrịta obodo dị ịche ịche.”

Nwoke onye nta akụkọ ahụ kwụrụ na ọtụtụ ndị sị mba ofesi kwadoro nya bụ atụmatụ, ma sị n’ọbụ ezi ngosịpụta nye mba Afrịka.

Onye nta akụkọ ahụ kwuru na nya bụ ozi bụ n’ụbọchị iri n’asaa nke ọnwa June ka ọ pụtara ihe (June 17).

Mgbe anyị dere akụkọ a, ozi ahụ enwetala nkwenye pụku atọ na ụma narị abụọ (3.2k likes), nkesa narị ise na ịsị (506 shares), ntụnye ọnụ narị anọ na iri isi n’ise (465 comments).

Ozi a na-abia n’oge nghọtaghe dị n’etiti Isreal na Iran na-arị elu, ebe ọgbaghara dị na obodo ndị ahụ na-aba ị́zù ụka nke abụọ.

Ụfọdụ obodo dịka Niajiria na ndị ndụ ha egosila mmetụta ha nye nya bụ nghọtaghe.

Mana Naijiria o tinyere ọnụ na nya bụ nghọtaghe site n’iziga ndị agha na Isreal?

ŃNYÒCHÁ

CableCheck jiri mkpụrụ okwu gbasara nya bụ ihe ngosị were mee mfokasị n’ojikọmba dịka Google na Bing, ma anyị ahụghị ozi ọbụla gbasara ya.

Onye isi obodo Naijiria, ụlọrụ nchekwa ya, na ministri na-ahụ maka nchekwa obodo ebipụtaghị ozi ọbụla gbasara nya bụ okwu.

CableCheck bịara kpọtụrụ Edward Buba, onye nkwuchita ọnụ ụlọrụ nchekwa Naijiria, ma ọ zaghị anyị.

Onweghịkwa ulo ozi ọbụla bipụtara nya bụ ozị.

Anyị hụkwara ọtụtụ ihe na-atụ aka ná nya bụ ihe ngosị bụ nke e jiri AI nwogharịa.

Na timkom timkom ise nke ihe ngosị ahụ, a hụrụ ka onye nta akụkọ ahụ onye nwere isi nkwọcha yi akwa na-acha anunu-anunu (blue).

Na timkom ikom ikpeazụ nke ihe ngosị ahụ, àgwà akwa anunu-anunu ya bịara gbajie nke ụkwụ, anyị hutakwara na oyizi akwa olu ụmụ nwoke, ebe ntutu biaziri dị ya n’ị́sị́.

Olu ya na-ada osiso, dịka olu mashin nke bụ ihe ndị ejiri mara ngwogharị AI.

N’ụbọchị iri abụọ nke ọnwa June, Niajiria zipụrụ ndị agha ya ruru otu narị na iri itoolu n’asaa (197) gawa na ngalaba ECOWAS nke dị na Gambia.

ŃCHỊ́KỌ́TÁ

Onweghị ihe aka ebe na-ekwu na Naijiria zipụrụ ndị agha maka nkwado udo n’obodo Isreal.

TAGGED: fact check in Igbo, Isreal-Iran war, news in Igbo

Please send your feedback, claims to fact check and corrections requests to [email protected]

Janefrances Chibundu June 28, 2025 June 28, 2025
Share this Article
Facebook Twitter Email Copy Link Print

POPULAR POSTS

Advertisement

Ókwú Badenoch nà ụ́mụ̀ yá ápụ̀ghị̀ ínwétá íkíké ị́bụ ńdị́ Naijiria bụ̀ àsị́

Kemi Badenoch, onye ndú òtù Conservative Party nke obodo United Kingdom, ekwuola na ọ gaghị…

July 22, 2025

Kemi Badenoch claim sey her children no fit get Nigerian citizenship but she no tok true

Kemi Badenoch, leader of di United Kingdom Conservative Party, claim sey she no fit pass…

July 22, 2025

Irọ́ ni Kemi Badenoch pa pé òfin kò fààyè gba àwọn ọmọ òhun láti di ọmọ Nàìjíríà

Kemi Badenoch, arábìnrin tó jẹ́ olórí ẹgbẹ́ òsèlú alátakò tí wọ́n ń pè ní Conservative…

July 22, 2025

Maganar Kemi Badenoch na cewa ‘ya’yanta ba za su iya samun shaidar zama dan Najeriya ba karya ne

Kemi Badenoch, shugabar jam'iyyar masu ra'ayin rikau ta Burtaniya, ta yi ikirarin cewa ba za…

July 22, 2025
Advertisement
Advertisement

YOU MAY ALSO LIKE

Ókwú Badenoch nà ụ́mụ̀ yá ápụ̀ghị̀ ínwétá íkíké ị́bụ ńdị́ Naijiria bụ̀ àsị́

Kemi Badenoch, onye ndú òtù Conservative Party nke obodo United Kingdom, ekwuola na ọ gaghị enyenwu ụmụ ya ikike ịbụ…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 22, 2025

Kemi Badenoch claim sey her children no fit get Nigerian citizenship but she no tok true

Kemi Badenoch, leader of di United Kingdom Conservative Party, claim sey she no fit pass her right of Nigerian citizenship…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 22, 2025

Irọ́ ni Kemi Badenoch pa pé òfin kò fààyè gba àwọn ọmọ òhun láti di ọmọ Nàìjíríà

Kemi Badenoch, arábìnrin tó jẹ́ olórí ẹgbẹ́ òsèlú alátakò tí wọ́n ń pè ní Conservative Party ní orílẹ̀ èdè United…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 22, 2025

Maganar Kemi Badenoch na cewa ‘ya’yanta ba za su iya samun shaidar zama dan Najeriya ba karya ne

Kemi Badenoch, shugabar jam'iyyar masu ra'ayin rikau ta Burtaniya, ta yi ikirarin cewa ba za ta iya mika hakkinta na…

CHECK AM FOR WAZOBIA
July 22, 2025

CableCheck seeks to provide reliable tools and resources for readers to tackle the menace of fake and misleading materials constantly pushed into the public space from various sources. We monitor the accuracy of claims made in traditional and social media. We also provide a tracker to hold politicians and policymakers accountable for the plans and promises they make to the public. CableCheck is a project of the Cable Newspaper Journalism Foundation (CNJF), supported by the MacArthur Foundation and implemented by TheCable newspaper.

Follow US: 

LINKS

  • Contact
  • About Us
  • Non-Partisanship Policy
  • Funding
  • Correction Policy
© Copyright TheCable. All Rights reserved.
Welcome Back!

Sign in to your account

Lost your password?